dínà
dinà
Word | dinà |
Definitions | Active verb 閑 1.lie down 2.have sexual intercourse with |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m idina ala.
Achọrọ m idina ala.
I want to lie down.
Dinaa ebe a.
Dinaa ebe a.
Lie down here.
Edinaghị m nwaanyị ọbụla tupu m lụọ nwunye.
Edinaghị m nwaanyị ọbụla tupu m lụọ nwunye.
I did not sleep with any woman before I got married.
Ọ bụ n'ute a ka i ga-edina.
Ọ bụ n'ute a ka i ga-edina.
It is on this mat you will sleep.
Ụmụaka ahụ na-edina n'akwa ahụ.
Ụmụaka ahụ na-edina n'akwa ahụ.
Those children sleep on that bed.
kwá íkó
kwa īkō
Word | kwa īkō |
Definitions | Active verb 1.to have sex or intercourse; to copulate; fornicate |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ dị mkpa na di na nwunye na-akwa iko.
Ọ dị mkpa na di na nwunye na-akwa iko.
It is important for married couples to have intercourse.
Agaghị m akwa iko beluso m lụrụ di.
Agaghị m akwa iko beluso m lụrụ di.
I won't fornicate unless I am married.
Ịkwa iko n'etiti ndị alụghị onwe ha bụ njọ.
Ịkwa iko n'etiti ndị alụghị onwe ha bụ njọ.
Sexual intercourse between unmarried people is a sin.
E jidere ha ebe ha na-akwa iko.
E jidere ha ebe ha na-akwa iko.
They were caught, fornicating.
Ịkwa iko karịrị n'etiti ndị ntorobịa.
Ịkwa iko karịrị n'etiti ndị ntorobịa.
Fornication is so much among the youth.
Ịkwa iko bụ njọ ogbugbu.
Ịkwa iko bụ njọ ogbugbu.
Fornication is a moral sin.
Onye na-akwa iko ga-aga ọkụ mmụọ.
Onye na-akwa iko ga-aga ọkụ mmụọ.
A fornicator will go to hell.
Onye kwara Adaọra iko?
Onye kwara Adaọra iko?
Who fornicated with Adaọra
nágïdé
nagịde
Word | nagịde |
Definitions | Active verb 1.endure; bear something |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ na-anagịde ihe ọjọọ niile ahụ.
Ọ na-anagịde ihe ọjọọ niile ahụ.
She was bearing all the bad things.
Onye ga-anagịde ihe a bụ naanị nwa Chukwu.
Onye ga-anagịde ihe a bụ naanị nwa Chukwu.
The only person that will bear this is a child of God.
Ọ bụ naanị ịnagịde ya ka m pụrụ ime.
Ọ bụ naanị ịnagịde ya ka m pụrụ ime.
It is to only bear it that I can do.
Nagịde ya. Ọ ga-adị mma.
Nagịde ya. Ọ ga-adị mma.
Bear it. It will be fine.
Agbanyeghị na ị nwetaghị ihe ị na-achọ, nagide ya.
Agbanyeghị na ị nwetaghị ihe ị na-achọ, nagide ya.
Despite that you didn't get what you want, bear it.
Ọ nagịdere ebubo niile e boro ya.
Ọ nagịdere ebubo niile e boro ya.
She bore all the false accusation against her.