Nkọwa okwu logo
Beta

ǹtįtǫ

ǹtị̀tọ̀

Wordǹtị̀tọ̀
Definitions

Noun

1.dimple(s)

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Ejike nwere ntịtọ n'agba.

Ejike nwere ntịtọ n'agba.

Ejike has dimples on the chin.

Eze afọghị ọfụma na-ebute ntịtọ.

Eze afọghị ọfụma na-ebute ntịtọ.

Ill-formed dentition causes dimples.

Ndị be ha na-enwe ntịtọ.

Ndị be ha na-enwe ntịtọ.

Her people have dimples.

O tere uhie anya na ntịtiọ ya.

O tere uhie anya na ntịtiọ ya.

She applied eye pencil on her dimples.

A mara ya ụra na ntịtọ.

A mara ya ụra na ntịtọ.

He was slapped on the dimples.

Ntịtọ ya miri emi.

Ntịtọ ya miri emi.

Her dimples are deep.

Ejike nwere ntịtọ n'agba.

Ejike nwere ntịtọ n'agba.

Ejike has dimples on the chin.

O nwere ntịtọ abuọ n'agba ya.

O nwere ntịtọ abuọ n'agba ya.

She has double dimples on her cheeks.

Ntịtọ ya gosiri mgbe ọ chịrị ọchị.

Ntịtọ ya gosiri mgbe ọ chịrị ọchị.

His dimples showed when he laughed.

Uche wara eze iji nwee ntịtọ.

Uche wara eze iji nwee ntịtọ.

Uche adjusted her dentition to have dimples.

Ntịtọ ya mere ya ọ maa mma.

Ntịtọ ya mere ya ọ maa mma.

Her dimples made her beautiful.

O butere ntịtọ n'aka nne ya.

O butere ntịtọ n'aka nne ya.

He inherited dimples from his mother.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.