dànyé
dànye
Word | dànye |
Definitions | Active verb 員角 1.fall for; fall into |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ama m Obi, ọ naghị adanye n'ụdị ọnwụnwa a.
Ama m Obi, ọ naghị adanye n'ụdị ọnwụnwa a.
I know Obi, he does not fall for this type of temptation.
Ọ danyere n'aka ndị ntọrị.
Ọ danyere n'aka ndị ntọrị.
He fell into the hands of kidnappers.
Ọ bụrụ na ị kpachaghị anya, ị ga-adanye n'ihe ị maghị.
Ọ bụrụ na ị kpachaghị anya, ị ga-adanye n'ihe ị maghị.
If you are not carefull, you will fall into what you don't know.
I mechie anya gị, ị danye n'ime olulu ahụ.
I mechie anya gị, ị danye n'ime olulu ahụ.
If you close your eyes, you will fall into that pit.
Lee anya ka ị hụ etu o si na-adanye.
Lee anya ka ị hụ etu o si na-adanye.
Look so that you will see how it will be falling inside.
Ị chọrọ ịdanye n'ime osimmiri?
Ị chọrọ ịdanye n'ime osimmiri?
Do you want to fall inside the river?
Ọ na-adanye n'aka ndị ohi mgbe niile.
Ọ na-adanye n'aka ndị ohi mgbe niile.
He falls into the hands of thieves all the time.
Ọ danyere n'ime olulu.
Ọ danyere n'ime olulu.
It fell into a pit.
Hapụ ya ka ọ danye na osimiri.
Hapụ ya ka ọ danye na osimiri.
Leave it to fall inside the river.
Ego m danyere na mmiri.
Ego m danyere na mmiri.
My money fell inside the water.
Ekwentị ahụ danye na mmiri, ọ ga-emebi.
Ekwentị ahụ danye na mmiri, ọ ga-emebi.
If the phone falls inside water, it will spoil.