Nkọwa okwu logo
Beta

ḿkpüröönüögügü

mkpụrọọnụọ̄gụ̄gụ̄

Wordmkpụrọọnụọ̄gụ̄gụ̄
Definitions

Noun

1.number; numeral; digit

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Mkpụrọọnụọgụgụ ole ka ị ga-agụnwu n'Igbo?

Mkpụrọọnụọgụgụ ole ka ị ga-agụnwu n'Igbo?

How many numbers can you count in Igbo?

ǹgünīíhú

ǹgụniihu

Wordǹgụniihu
Definitions

Noun

1.positive number; a digit with a plus sign in front

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị mụrụ maka ngụniihu taata.

Anyị mụrụ maka ngụniihu taata.

We learnt about positive numbers today.

Ajụjụ atọ ajụrụ anyị n'ule ahụ bụ maka ngụniihu.

Ajụjụ atọ ajụrụ anyị n'ule ahụ bụ maka ngụniihu.

Three questions we were asked at that exam was on positive numbers.

Ihe omume anyị gbadoro ụkwụ na ngụniihu.

Ihe omume anyị gbadoro ụkwụ na ngụniihu.

Our assignment focuses on positive numbers.

Biko, kọwaara m ka ị si nweta ngụniihu a.

Biko, kọwaara m ka ị si nweta ngụniihu a.

Please, explain to me how you got this positive number.

Gbakọọ ngụniihu ndị a.

Gbakọọ ngụniihu ndị a.

Add these positive numbers.

Ngụniihu karịrị efu.

Ngụniihu karịrị efu.

A positive number is more than zero.

Kpọpụta ngụniihu ise.

Kpọpụta ngụniihu ise.

Mention five positive numbers.

Ọ bụ ngụniihu.

Ọ bụ ngụniihu.

It is a positive number.

Gịnị bụ ngụniihu?

Gịnị bụ ngụniihu?

What is a positive number?

ǹgünààzü

ǹgụnààzụ

Wordǹgụnààzụ
Definitions

Noun

1.negative number; a digit with a minus sign in front

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ maghị agbakọ ngunaazụ.

Ọ maghị agbakọ ngunaazụ.

He doesn't know how to calculate negative numbers.

Ndị ụlọakwụkwọ anyị anaghị akuziri anyi ngụnaazụ.

Ndị ụlọakwụkwọ anyị anaghị akuziri anyi ngụnaazụ.

Our school doesn't teach us negative numbers.

Ngụnazụ pekarịrị otu.

Ngụnazụ pekarịrị otu.

A negative number is less than one

Ngụnaazụ egosighị mgbe m pịrị ya.

Ngụnaazụ egosighị mgbe m pịrị ya.

Negative number didn't show when I pressed it.

Chinenye, depụta ngụnaazụ atọ n'ugboojii.

Chinenye, depụta ngụnaazụ atọ n'ugboojii.

Chinenye, write three negative numbers on the board.

Dee ngụnazụ a n'akwụkwọ gị

Dee ngụnazụ a n'akwụkwọ gị

Write this negative number in your book

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.