nwü
nwụ
Word | nwụ |
Definitions | Active verb 籠音 1.die |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Nna nna ya nwụrụ n'izuụka gara aga.
Nna nna ya nwụrụ n'izuụka gara aga.
His father's father died last week.
Ọ nwụrụ na ihe mberede nke okporoụzọ.
Ọ nwụrụ na ihe mberede nke okporoụzọ.
He died in road accident.
Nne ha nwụrụ maka na eletaghị ya anya nkeọma.
Nne ha nwụrụ maka na eletaghị ya anya nkeọma.
Their mother died because she was not well taken care of.
Ọ ga-anwụ maọbụrụ na ọṅụghị ọgwụ ya.
Ọ ga-anwụ maọbụrụ na ọṅụghị ọgwụ ya.
She will die if she doesn't take her drugs.
Ọnweghị onye chọrọ ịnwụ ọnwụ mberede.
Ọnweghị onye chọrọ ịnwụ ọnwụ mberede.
Nobody wants to die a sudden death.
Ọtụtụ mmadụ na-anwụ ụgbụ a.
Ọtụtụ mmadụ na-anwụ ụgbụ a.
A lot of people are dying now.
nwüchú
nwụchu
Word | nwụchu |
Definitions | Passive verb 1.to die young; to die before getting old |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ nwụchuru anwuchụ̣.
Ọ nwụchuru anwuchụ̣.
He died young.
Onye mere ajọ ihe ga-anwụchu.
Onye mere ajọ ihe ga-anwụchu.
Anybody who does evil shall die young.
Nne ya bere akwa mgbe a na-eli nwa ya nwụchuru anwụchu.
Nne ya bere akwa mgbe a na-eli nwa ya nwụchuru anwụchu.
Her mother cried because of her child that died young.
Ihe mberede okporoụzọ ahụ mere ụmụakwụkwọ niile jiri nwụchuo.
Ihe mberede okporoụzọ ahụ mere ụmụakwụkwọ niile jiri nwụchuo.
The road accident made all the students die young.
Ọtụtụ ndị anwụchuola.
Ọtụtụ ndị anwụchuola.
Many people have died young.
Ọ nwụchuru anwụchu.
Ọ nwụchuru anwụchu.
He died young.
Eburu ya amụma na ọ ga-anwụchu.
Eburu ya amụma na ọ ga-anwụchu.
It was prophesized that he will die young.
O nweghị onye na-ekpe ekpere ịnwụchu.
O nweghị onye na-ekpe ekpere ịnwụchu.
Nobody prays to die young.
Anyị achọghị ịnwụchu.
Anyị achọghị ịnwụchu.
We do not want to die young.
Ọnwụ nwụchu agaghị abụ nke anyị.
Ọnwụ nwụchu agaghị abụ nke anyị.
Dying young won't be for us.
lá ḿmüö
la mmụọ̄
Word | la mmụọ̄ |
Definitions | Active verb 営霊 1.die (euphemistic) (literally return to the land of the spirits) |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọkụkọ a ga-ala mmụọ echi bụ Ekeresimesi.
Ọkụkọ a ga-ala mmụọ echi bụ Ekeresimesi.
This hen will die tomorrow being Christmas.
Nkịta a na-achọ ịla mmụọ.
Nkịta a na-achọ ịla mmụọ.
This dog is about to die.
Ị ṅụọ ọgwụ a, ị ga-ala mmụọ.
Ị ṅụọ ọgwụ a, ị ga-ala mmụọ.
If you take this drug, you will die.
Jọn na-achọ ịla mmụọ.
Jọn na-achọ ịla mmụọ.
John is about to die.
Ọ bụrụ na nne ha laa mmụọ, ha amata ihe.
Ọ bụrụ na nne ha laa mmụọ, ha amata ihe.
If their mother dies, they will learn a lesson.
Onye lara mmụọ?
Onye lara mmụọ?
Who died?
Nwaanyị ahụ lara mmụọ n'abalị.
Nwaanyị ahụ lara mmụọ n'abalị.
That woman died at night.
sápų
sapụ̀
Word | sapụ̀ |
Definitions | Active verb 1.die out (of a family); wash out (fig.); fizzle out; go into extinction |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Agbụrụ ha sapụrụ n'ike.
Agbụrụ ha sapụrụ n'ike.
Their generation suddenly went into extinction.
Ube ahụ na-asapụ n'ike n'ike.
Ube ahụ na-asapụ n'ike n'ike.
The pear is suddenly dying off.
Ide mmiri sapụrụ aja niile dị ebe a
Ide mmiri sapụrụ aja niile dị ebe a
Flood washed out all the sands here
Adaobi sapụrụ unyi dị n'akwa ahụ.
Adaobi sapụrụ unyi dị n'akwa ahụ.
Adaobi washed out the dirt on the cloth.
ǫnyįrǫönwü
ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ
Word | ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ |
Definitions | Noun 1.someone or something which has refused to die, especially despite threatening experiences; immortal |
Variations | ọ̀nyị̀rị̀ọnwụ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nwoke ahụ nọ n'ejije ahụ bụ ọnyịrọọnwụ.
Nwoke ahụ nọ n'ejije ahụ bụ ọnyịrọọnwụ.
That man in that movie is an immortal.
Emeka sị na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.
Emeka sị na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.
Emeka said that he is immortal.
Nwoke ahụ anyị na-akpọ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ mechaa nwụọ.
Nwoke ahụ anyị na-akpọ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ mechaa nwụọ.
That man we call immortal later died.
Ihe mere taata gosiri na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.
Ihe mere taata gosiri na ọ bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.
What happened today showed that he is immortal.
Agadị nwaanyị a bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.
Agadị nwaanyị a bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ.
This old woman has refused to die.
Pụọ n'okporuụzọ! ị bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ?
Pụọ n'okporuụzọ! ị bụ ọ̀nyị̀rọ̀ọnwụ?
Leave the (main) road! are you immortal?