Nkọwa okwu logo
Beta

díbíà

dibià

Worddibià
Definitions

Noun

1.native doctor; medicine person; diviner; healer

Related Terms
Word Stems

Examples

Ndị dibịa na-ejere ndị mmụọ ozi.

Ndị dibịa na-ejere ndị mmụọ ozi.

Native doctors serve the spirits.

Ana ekwu na akpa ezughị ndị dibia, ofeke ayara abụọ na akpagharị

Ana ekwu na akpa ezughị ndị dibia, ofeke ayara abụọ na akpagharị

While it is being said that bags are not enough for the native doctors, a foolish person is sighted walking about with 2 bags

Ndị dibịa na-akpa ike dị egwu taa.

Ndị dibịa na-akpa ike dị egwu taa.

Native doctors are incredibly aggressive today.

Ịbụ dibịa abụghị ọrụ e ji egwuri egwu.

Ịbụ dibịa abụghị ọrụ e ji egwuri egwu.

Becoming a native doctor is not a job to play with.

Dibịa ahụ nwụrụ afọ gara aga.

Dibịa ahụ nwụrụ afọ gara aga.

That native doctor died last year.

Ọ na-agbanwe ike ya na nke dibịa ọnwa ọbụla.

Ọ na-agbanwe ike ya na nke dibịa ọnwa ọbụla.

He renews his strength from native doctor every month.

ójì

ojì

Wordojì
Definitions

Noun

1.iron staff with pieces of metal usually used by native doctors and masquerades. It makes some metallic sounds when hit on the ground; ceremonial staff of dibịà

Related Terms
Word Stems

Examples

Mmọnwụ ahụ ji oji.

Mmọnwụ ahụ ji oji.

The masquerade has a metal staff.

Oji ya mara mma.

Oji ya mara mma.

His metal staff is beautiful.

Ụda oji na-anwụ akpata oyi.

Ụda oji na-anwụ akpata oyi.

The sound of a metal staff gives goosebumps.

Oji na-egosi oke dibịa.

Oji na-egosi oke dibịa.

Oji shows a great native doctor.

Ndị dibịa na-eji oji ha akpa ike.

Ndị dibịa na-eji oji ha akpa ike.

Native doctors do wonders with their oji.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.