dïkà
dịkà
Word | dịkà |
Definitions | Conjunction 延韓 1.as; for instance; looks like |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Dịka m siri kwuo na mbụ, ọ bụ nwanne m nwoke.
Dịka m siri kwuo na mbụ, ọ bụ nwanne m nwoke.
As I said earlier, he is my brother.
Anyị na-ebi dịka enyị.
Anyị na-ebi dịka enyị.
We live as friends.
Ajụrụ m ya ajụjụ dị iche iche. Dịka ajụjụ gbasara ahụike ̣ya.
Ajụrụ m ya ajụjụ dị iche iche. Dịka ajụjụ gbasara ahụike ̣ya.
I asked him a different questions. For instance questions concerning his health.
Nwoke ahụ dịka onye m mara.
Nwoke ahụ dịka onye m mara.
That man looks like who I know.
Gwa m onye dịka Chineke.
Gwa m onye dịka Chineke.
Tell me who is like God.
O mere dịka e si gwa ya.
O mere dịka e si gwa ya.
It happened just as he was told.
Ọ dịka nwata ahụ na-achọ okwu.
Ọ dịka nwata ahụ na-achọ okwu.
It seems like that child is looking for trouble.
Ọ dịka ọ bụghị nke ya.
Ọ dịka ọ bụghị nke ya.
It is like it is not his own.
Obi dịka onye ga-ama akwụkwọ.
Obi dịka onye ga-ama akwụkwọ.
Obi looks like someone that will be intelligent.
yì
yì
Word | yì |
Definitions | Passive verb 既 1.resemble; look like |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
O yiri ụgbaala m.
O yiri ụgbaala m.
It looks like my car.
Nwata ahụ yiri nne ya.
Nwata ahụ yiri nne ya.
That child looks like her mother.
O yiri ụgbaala m.
O yiri ụgbaala m.
It looks like my car.
Nwa m ga-eyi m ma o too.
Nwa m ga-eyi m ma o too.
My child will resemble me when he is grown.
See ya ka o yie ya.
See ya ka o yie ya.
Draw it to look like it.
Ọ ga-amasị Amaka iyi Chigozie.
Ọ ga-amasị Amaka iyi Chigozie.
It will please Amaka to resemble Chigozie.
Nwata ahụ yiri nne ya.
Nwata ahụ yiri nne ya.
That child looks like her mother.
Nwa a chọrọ iyi nwanne m.
Nwa a chọrọ iyi nwanne m.
This child wants to resemble my brother.
Nwata na-eyighị nne na nna ya, kedụ onye ọ ga-eyi?
Nwata na-eyighị nne na nna ya, kedụ onye ọ ga-eyi?
A child that does not look like his parents, who will he look like?
O yighị onye m bu n'obi.
O yighị onye m bu n'obi.
He does not resemble who I thought.
Amaghị m ihe ọ na-eyi.
Amaghị m ihe ọ na-eyi.
I do not know what it is looking like.
Gwa anyị ihe akụkọ ahụ na-eyi na nghọta gị.
Gwa anyị ihe akụkọ ahụ na-eyi na nghọta gị.
Tell us what that story looks like in your understanding.