Nkọwa okwu logo
Beta

dïdà áká

dịdà aka

Worddịdà aka
Definitions

Active verb

1.grope; grabble; scrabble; touch lightly, at quick intervals, in order to feel something when searching;

2.pretend to be putting in effort or trying

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọghị m ịdịda aka ka m na-achọ ya.

Achọghị m ịdịda aka ka m na-achọ ya.

I don't want to grope while looking for it.

Onye na-adịda aka?

Onye na-adịda aka?

Who is grappling?

Adịdara m aka maka n'imụlọ ahụ gbara ọchịchịrị.

Adịdara m aka maka n'imụlọ ahụ gbara ọchịchịrị.

I groped because the room was dark.

Ọ ga-adịda aka n'imụlọ ahụ ọkụ adịghị.

Ọ ga-adịda aka n'imụlọ ahụ ọkụ adịghị.

He will scrabble in that room without light.

Ọ dịdara aka n'isi.

Ọ dịdara aka n'isi.

She grappled in darkness.

Ọ ga-adịda aka ma ọkụ nyụọ.

Ọ ga-adịda aka ma ọkụ nyụọ.

He will grappling if there is power failure.

Dịdaa aka n'akwa.

Dịdaa aka n'akwa.

Grabble on top of the bed.

Ọ na-adịda aka oge ọbụla a gwara anyị mee ihe.

Ọ na-adịda aka oge ọbụla a gwara anyị mee ihe.

He pretends to be busy every time we are asked to do something.

Ana m adịda aka n'elu akwa.

Ana m adịda aka n'elu akwa.

I am groping on the bed.

rö áká

rọ aka

Wordrọ aka
Definitions

Active verb

1.rub; massage

Related Terms
Word Stems

Examples

Emezie na-arọ aka n'anya ya.

Emezie na-arọ aka n'anya ya.

Emezie is rubbing his eyes.

Ị kwesighị irọ aka n'imi gị.

Ị kwesighị irọ aka n'imi gị.

You were not supposed to rub your nose.

Rọọ m aka n'ụkwụ.

Rọọ m aka n'ụkwụ.

Massage my leg.

Ị ga-arọ ya aka n'ahụ ebe ndị na-egbu ya mgbu.

Ị ga-arọ ya aka n'ahụ ebe ndị na-egbu ya mgbu.

You will rub the parts of her body that is aching her.

Rọọ m aka.

Rọọ m aka.

Massage me.

Ọ na-arọ nkịta ya aka n'isi.

Ọ na-arọ nkịta ya aka n'isi.

She rubs her dog on the head.

Nnenna rọrọ ya aka n'ụkwụ.

Nnenna rọrọ ya aka n'ụkwụ.

Nnenna rubbed his leg.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.