dï ḿfē
dị mfē
Word | dị mfē |
Definitions | Active verb 1.relieve; lesson; be light; 2.be light |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ dị mfe.
Ọ dị mfe.
It is easy.
Obinna mere ka ibu m dịrị mfe.
Obinna mere ka ibu m dịrị mfe.
Obinna made my load light.
Ihe siri ike na-adị mfe ma Jizọs bata.
Ihe siri ike na-adị mfe ma Jizọs bata.
Difficult things becomes easy when Jesus enters.
Ajụjụ ahụ ga-adị mfe.
Ajụjụ ahụ ga-adị mfe.
The question will be easy.
Ọrụ a nwere ike ịdị mfe.
Ọrụ a nwere ike ịdị mfe.
The work may be easy.
Di m mere ka nsogbu m dị mfe
Di m mere ka nsogbu m dị mfe
My husband made my problem easy.
Mee ya ka ọ dịrị m mfe.
Mee ya ka ọ dịrị m mfe.
Make it easy for me.
Ọ dịghị mfe ma ọlị.
Ọ dịghị mfe ma ọlị.
It is not easy at all.
fē ḿfē
fē m̄fē
Word | fē m̄fē |
Definitions | Active verb 1.be light 2.be easy |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ dị mfe.
Ọ dị mfe.
It is light.
Ịmụta asụsụ Igbo fere mfe ma a gbaa mbọ!
Ịmụta asụsụ Igbo fere mfe ma a gbaa mbọ!
Learning Igbo language is easy with effort!
Osisi a fere mfe.
Osisi a fere mfe.
This wood is light.