ñà
ṅà
Word | ṅà |
Definitions | Active verb 1.shake by staggering; destabilize a state; shift |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ikuku na-aṅagharị akwụkwọ osisi.
Ikuku na-aṅagharị akwụkwọ osisi.
The wind is shaking the leaves.
Oke mmanya ga-aṅagharị gị.
Oke mmanya ga-aṅagharị gị.
Too much alcohol will make you stagger.
Ṅaa ya ugbo atọ ka anyị hụ.
Ṅaa ya ugbo atọ ka anyị hụ.
Shake it three times let us see.
Ịṅa mmadụ bụ ọrụ ọgwụ ahụ.
Ịṅa mmadụ bụ ọrụ ọgwụ ahụ.
To destabilise one is the work of that medicine.
Mmọnwụ ahụ na-aṅagharị n'ọgbọ.
Mmọnwụ ahụ na-aṅagharị n'ọgbọ.
The masquerade is staggering at the arena.
Agọzie na-aṅagharị isi [figurative]
Agọzie na-aṅagharị isi [figurative]
Agozie is lazing about.
Uju na-aṅa aka nri na aka ekpe.
Uju na-aṅa aka nri na aka ekpe.
Uju is staggering from left to right.
Osisi a ga-aṅa ma ikuku kuo.
Osisi a ga-aṅa ma ikuku kuo.
This tree will shake is the wind blows.
Onye ṅara n'ọgbọ?
Onye ṅara n'ọgbọ?
Who staggered in the arena?