èlédà
èledà
Word | èledà |
Definitions | Active verb 1.despise; scorn; look down with disrespect |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọ na-eleda di ya anya nke ukwu
Ọ na-eleda di ya anya nke ukwu
She despises her husband so much
lédà ányá
ledà anyā
Word | ledà anyā |
Definitions | Active verb 1.to regard with contempt; look down, despise |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Nwa Chineke anaghị eleda mmadụ anya.
Nwa Chineke anaghị eleda mmadụ anya.
A child of God does not despise people
Azụka na-elede mmadụ anya.
Azụka na-elede mmadụ anya.
Azụka looks down on people.
Ọ bụ ya lebara onwe ya anya.
Ọ bụ ya lebara onwe ya anya.
He is the one that treated himself with contempt.
O ledara di ya anya maka uwe o yi
O ledara di ya anya maka uwe o yi
She despised her husband because of the dress he wore.
Ileda mmadụ anya bụ mkparị.
Ileda mmadụ anya bụ mkparị.
Looking down on a person is an insult.
Ị chọrọ ileda m anya?
Ị chọrọ ileda m anya?
Do you want to look down on me?
O ledara di ya anya.
O ledara di ya anya.
She looked down upon her husband.
Onye ga-eleda anyị anya?
Onye ga-eleda anyị anya?
Who will look down on us?