tǫgbǫ ńkïtï
tọ̀gbọ̀ n̄kị̄tị̄
Word | tọ̀gbọ̀ n̄kị̄tị̄ |
Definitions | Active verb 1.be empty; be desolate; be neglected; lie fallow |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ala m bụ nke tọgbọ nkịtị.
Ala m bụ nke tọgbọ nkịtị.
My land is the one lying fallow.
Ụlọakwụkwọ anyị ga-atọgbọ nkịtị mgbe ụmụakwụkwọ ga-alacha.
Ụlọakwụkwọ anyị ga-atọgbọ nkịtị mgbe ụmụakwụkwọ ga-alacha.
Our school will be empty when our students have all gone.
Amara m na ụlọahịa ahụ tọgbọ nkịtị ugbu a.
Amara m na ụlọahịa ahụ tọgbọ nkịtị ugbu a.
I know that that market is empty now.
Achọghị m ka ụlọ a tọgbọrọ nkịtị.
Achọghị m ka ụlọ a tọgbọrọ nkịtị.
I do not want this house to be empty.