Nkọwa okwu logo
Beta

èbùḿnóbì

èbùmnobì

Wordèbùmnobì
Definitions

Noun

1.desire; wish; expectation

Related Terms
Word Stems

Examples

Amaghị m ebumnobi ya gbasara okwu a.

Amaghị m ebumnobi ya gbasara okwu a.

I do not know his wish concerning this issue.

Ebumnobi gị niile ga-abịa na mmezu.

Ebumnobi gị niile ga-abịa na mmezu.

All your expectations will come onto fulfillment.

Chukwu ga-emezu ebumnobi unu.

Chukwu ga-emezu ebumnobi unu.

God will grant your desire.

Ebumnobi anyị bụ na Emeka ga-alụ Ada.

Ebumnobi anyị bụ na Emeka ga-alụ Ada.

Our expectation was that Emeka will marry Ada.

Ebumnobi m niile bụ na ọ ga-enye anyị ego.

Ebumnobi m niile bụ na ọ ga-enye anyị ego.

All my expectations was that he will give us money.

Ebumnobi m karịrị akarị.

Ebumnobi m karịrị akarị.

My desires are many.

Ebumnobi ya bụ ije mba ofesi.

Ebumnobi ya bụ ije mba ofesi.

Her desire is to travel abroad.

Ebumnobi m bụ ka mmemme ahụ ga nke ọma.

Ebumnobi m bụ ka mmemme ahụ ga nke ọma.

My desire is for that event to go well.

Enweburu m ebumnobi iti ya ihe.

Enweburu m ebumnobi iti ya ihe.

I had wanted/desired to beat her.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.