Nkọwa okwu logo
Beta

déchàpų

dechàpụ̀

Worddechàpụ̀
Definitions

Active verb

肝選蚕

1.complete a write-up; write completely by writing the remaining part

Related Term
Word Stem

Examples

Ada na-edechapụ ihe ọbụla o bido.

Ada na-edechapụ ihe ọbụla o bido.

Ada completely finishes writing whatever she starts.

Aga m edechapụ akwụkwọ ahụ n'ọnwa a.

Aga m edechapụ akwụkwọ ahụ n'ọnwa a.

I will complete writing that book this month.

Emenike ga-adechapụ nke ya n'ụtụtụ echi.

Emenike ga-adechapụ nke ya n'ụtụtụ echi.

Emenike will finish up his writeup tomorrow morning.

Dechapụ akwụkwọ a tupu ị pụọ.

Dechapụ akwụkwọ a tupu ị pụọ.

Complete the write-up before going out.

Ọ chọghị ịdechapụ akwụkwọ ahụ.

Ọ chọghị ịdechapụ akwụkwọ ahụ.

He does not want to finish up writing that book.

Ọ na-edechapụ nke mbụ mgbe m bịara.

Ọ na-edechapụ nke mbụ mgbe m bịara.

He was completing the first writeup when I came.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.