rïdà
rịdà
Word | rịdà |
Definitions | Active verb 1.descend; go down |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ugbua ka m ga-arịda.
Ugbua ka m ga-arịda.
I will descend now.
Ekwekwala ya rịdaa.
Ekwekwala ya rịdaa.
Do not allow him to come down.
Onye na-arịda ugwu ahụ?
Onye na-arịda ugwu ahụ?
Who is descending that hill?
Ịrịda n'ọkwa bụ ihe ihere.
Ịrịda n'ọkwa bụ ihe ihere.
To be demoted is a shameful thing.
Agwọ ahụ ga-arịda echi.
Agwọ ahụ ga-arịda echi.
The snake will come down tomorrow.
Ọ rịdara n'ala.
Ọ rịdara n'ala.
He descended.
Agwọ ahụ rịdara ozugbu osisi ahụ kụrụ ya.
Agwọ ahụ rịdara ozugbu osisi ahụ kụrụ ya.
That snake went down immediately the stick hit it.
Rịdaa ngwangwa!
Rịdaa ngwangwa!
Go down immediately!
ḿgbúdòókwú
mgbudòokwū
Word | mgbudòokwū |
Definitions | Noun m恩員依 1.speech in which statements gradually descend in order of importance; anticlimax |
Variations | mgbudàokwu |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Mgbudookwu bụ atụmatụokwu.
Mgbudookwu bụ atụmatụokwu.
Antclimax is a figure of speech.
ǫfö
ọ̀fọ
Word | ọ̀fọ |
Definitions | Noun 1.symbol of justice, righteousness, and the authority, which descends from the ancestors, represented by small piece of wood |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
O ji ọfọ ga-ala.
O ji ọfọ ga-ala.
One with the symbol of justice survives.
Ọ hafere nwa ya nwoke ọfọ ezinaụlọ ha n'aka.
Ọ hafere nwa ya nwoke ọfọ ezinaụlọ ha n'aka.
He handed over their family's staff of authority to his son.
E jiiri m ya ogù, jiiere ya ọfọ.
E jiiri m ya ogù, jiiere ya ọfọ.
I hold truth and justice against him.
Ọfọ nna m nyere m ka m ji aga.
Ọfọ nna m nyere m ka m ji aga.
The staff of authority that my father gave me is what I walk with.