Nkọwa okwu logo
Beta

Mgbéēkē

M̀gbeēkē

WordM̀gbeēkē
Definitions

Name

1.(archaic) a female born on 'Èke' market day; name girl born on 'Èke' market day

Noun

1.(slang) (derogatory) a primitive or unsophisticated lady

VariationsM̀gbekē
Related Terms
Word Stems

Examples

Ha kpọnyere m mgbeeke ka m lụọ.

Ha kpọnyere m mgbeeke ka m lụọ.

They sent me a primitive girl to marry.

Chika na-eme ka mgbeeke.

Chika na-eme ka mgbeeke.

Chika behaves like a primitive girl.

Isi ọ kpara mere ya ka ọ dị ka mgbeeke.

Isi ọ kpara mere ya ka ọ dị ka mgbeeke.

The hair she plaited made her look old-fashioned.

Kama m ga-eyi akwa ezighị ezi, ka m bụrụ mgbeeke.

Kama m ga-eyi akwa ezighị ezi, ka m bụrụ mgbeeke.

I would rather be local girl than to dress indecently.

Nwunye ọhụrụ Emeka bụ mgbeeke.

Nwunye ọhụrụ Emeka bụ mgbeeke.

Emeka's new wife is a primitive girl.

Anyị chọrọ igwu egwuregwu ndị mgbeeke.

Anyị chọrọ igwu egwuregwu ndị mgbeeke.

We want to play primitive girls' games.

Uju bụ mgbeeke.

Uju bụ mgbeeke.

Uju is an unsophisticated girl.

Mgbeeke bịara n'ụlọ m ụnyaahụ.

Mgbeeke bịara n'ụlọ m ụnyaahụ.

Mgbeeke came to my house.

Akwa ya bụ akwa mgbeeke.

Akwa ya bụ akwa mgbeeke.

Her cloth is a cloth for unsophisticated girls.

Onye bụ mgbeeke a na-abịa?

Onye bụ mgbeeke a na-abịa?

Who is this primitive person coming?

Nne Mgbeeke bụ dike.

Nne Mgbeeke bụ dike.

Mgbeeke's mother is a heroine.

A chọghị ndị mgbeeke ebe a.

A chọghị ndị mgbeeke ebe a.

Primitive girls are not wanted here.

Mgbeeke nọ n'ụlọ.

Mgbeeke nọ n'ụlọ.

Mgbeeke is at home.

Ọtụtụ mmadụ anaghị azazị Mgbeeke n'oge a.

Ọtụtụ mmadụ anaghị azazị Mgbeeke n'oge a.

A lot of people do not answer Mgbeke these days.

Aha nne nna ya bụ Mgbeeke.

Aha nne nna ya bụ Mgbeeke.

Her father's mother's name is Mgbeke.

Ọ na-aza Mgbeeke maka a mụrụ ya n'ụbọchị eke.

Ọ na-aza Mgbeeke maka a mụrụ ya n'ụbọchị eke.

She answers Mgbeke because she was born on 'Eke' day.

Ọ na-eme ka mgbeeke.

Ọ na-eme ka mgbeeke.

She behaves like a primitive girl.

átürü

atụrụ̄

Wordatụrụ̄
Definitions

Noun

1.sheep; ewe

2.fool; someone that cannot think for self (derogatory)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị hụrụ atụrụ akpụrụ akpụ.

Anyị hụrụ atụrụ akpụrụ akpụ.

We saw a molded sheep.

Anyị mụrụ maka atụrụ taata.

Anyị mụrụ maka atụrụ taata.

We learnt about sheep today.

Ada sere atụrụ n'akwụkwọ ya.

Ada sere atụrụ n'akwụkwọ ya.

Ada drew a sheep in her book.

Anyị ga-egbu atụrụ ahụ maka mmemme anyị.

Anyị ga-egbu atụrụ ahụ maka mmemme anyị.

We will kill a sheep for our event

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.