Nkọwa okwu logo
Beta

dépųtà

depụ̀tà

Worddepụ̀tà
Definitions

Active verb

肝階怠

1.write out; make a list

Related Term
Word Stem

Examples

Achọrọ m idepụta ihe ndị ahụ.

Achọrọ m idepụta ihe ndị ahụ.

I want to write out those things.

Amaghị m ihe ọ na-edepụta n'akwụkwọ a mgbe ọbụla.

Amaghị m ihe ọ na-edepụta n'akwụkwọ a mgbe ọbụla.

I don't know what he writes out from this book every time.

Gosim ihe I depụtara.

Gosim ihe I depụtara.

Show me what you wrote out.

Depụta ụzọ ise agụmaakwụkwọ si emezi obodo.

Depụta ụzọ ise agụmaakwụkwọ si emezi obodo.

List five ways education fixes a community.

Ọ ga-edepụta ihe ndị ahụ ma ọ lọta.

Ọ ga-edepụta ihe ndị ahụ ma ọ lọta.

He will write out those things when he comes back.

Ọ na-edepụta aha ndị ji ya ụgwọ.

Ọ na-edepụta aha ndị ji ya ụgwọ.

He is writing out the names of his debtors.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.