Nkọwa okwu logo
Beta

déré dūú

dere duu

Worddere duu
Definitions

Active verb

1.keep calm; be quiet; be still

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Obi m, dere duu. Atụla ụjọ!

Obi m, dere duu. Atụla ụjọ!

My heart, keep calm. Do not fear!

Obi m, dere duu. Atụla ụjọ!

Obi m, dere duu. Atụla ụjọ!

My heart, keep calm. Do not fear!

Dere duu, ihe niile ga-adị mma.

Dere duu, ihe niile ga-adị mma.

Be calm, everything will be alright.

Ebe niile deere duu mgbe ụkọchukwu batara.

Ebe niile deere duu mgbe ụkọchukwu batara.

Everywhere was quiet when the priest came in.

Ha ga-edere duu ma ọ bụrụ na onyenkuzi nọ n'etiti ha.

Ha ga-edere duu ma ọ bụrụ na onyenkuzi nọ n'etiti ha.

They will keep quiet if the teacher is in their midst.

dà jųų

dà jụ̀ụ̀

Worddà jụ̀ụ̀
Definitions

Active verb

員息

1.be quiet or calm

Related Terms
Word Stems

Examples

Ebe ahụ dara jụụ.

Ebe ahụ dara jụụ.

That place was quiet.

Ọ kweghị ịda jụụ.

Ọ kweghị ịda jụụ.

It did not agree to be calm.

Ezi ha na-ada jụụ.

Ezi ha na-ada jụụ.

Their compound is getting quiet.

Gbanyụọ igwoozi ahụ ka ebe niile daa jụụ.

Gbanyụọ igwoozi ahụ ka ebe niile daa jụụ.

Turn off that radio so that everywhere will be calm.

Ọ na-ada jụụ, ebe a, ma onye ọbụla gaa ọrụ.

Ọ na-ada jụụ, ebe a, ma onye ọbụla gaa ọrụ.

It gets calm here when everyone goes to work.

O kweghị ịda jụụ.

O kweghị ịda jụụ.

It did not agree to be calm.

Ọ dị mma ka anyị daa jụụ.

Ọ dị mma ka anyị daa jụụ.

It is good for us to be calm.

Ọ ga-ada jụụ ma i tie ya ihe.

Ọ ga-ada jụụ ma i tie ya ihe.

She will keep calm if you beat her.

Ezi ha na-ada jụụ.

Ezi ha na-ada jụụ.

Their compound is getting quiet.

Daa jụụ, ihe niile ga-adị mma.

Daa jụụ, ihe niile ga-adị mma.

Be calm, everything will be fine.

Ọ na-ada jụụ ebe a, ma onye ọbụla gaa ọrụ.

Ọ na-ada jụụ ebe a, ma onye ọbụla gaa ọrụ.

It gets calm here when everyone goes to work.

Daa jụụ, ama m ihe m ga-eme.

Daa jụụ, ama m ihe m ga-eme.

Be calm, I know what to do.

Ebe ahụ dara jụụ.

Ebe ahụ dara jụụ.

That place was quiet.

Gbanyụọ igwoozi ahụ ka ebe niile daa jụụ.

Gbanyụọ igwoozi ahụ ka ebe niile daa jụụ.

Turn off that radio so that everywhere will be calm.

Ebe ahụ a na-eli ozu dara jụụ.

Ebe ahụ a na-eli ozu dara jụụ.

That grave yard is quite.

Ebe niile na-ada jụụ ma mmadụ nwụọ.

Ebe niile na-ada jụụ ma mmadụ nwụọ.

Everywhere is calm when somebody dies.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.