Nkọwa okwu logo
Beta

dékö

dekọ̄

Worddekọ̄
Definitions

Active verb

1.write together

Related Term
Word Stem

Examples

Onye ga-edekọ aha taa?

Onye ga-edekọ aha taa?

Who is going to write names together today?

E dekọrọ m ihe niile n'otu akwụkwọ.

E dekọrọ m ihe niile n'otu akwụkwọ.

I wrote everything together in one book.

Ọ chọghị ịdekọ ha abụọ ọnụ.

Ọ chọghị ịdekọ ha abụọ ọnụ.

He does not want to write them together.

Gịnị mere i ji dekọọ ha ọnụ?

Gịnị mere i ji dekọọ ha ọnụ?

Why did you write them together?

Ị dekọ ha ka mma karịa ịdesa ha edesa.

Ị dekọ ha ka mma karịa ịdesa ha edesa.

Writing them together is better than writing them apart.

A na-edekọ aha ndị dara ule.

A na-edekọ aha ndị dara ule.

They are compiling the names of those that failed exam.

Ha na-agbagha etu e si edekọ okwu n'Igbo.

Ha na-agbagha etu e si edekọ okwu n'Igbo.

The are arguing over the styles of writing words in Igbo

O nwere ike idekọ aha mụ na ya ọnụ.

O nwere ike idekọ aha mụ na ya ọnụ.

He may write my name together with his own.

Ha na-edekọ aha ndị̣ na-eme mkpọtụ

Ha na-edekọ aha ndị̣ na-eme mkpọtụ

They are compiling the names of noise makers.

A na-edekọ aha mmadụ abụọ a ọnụ.

A na-edekọ aha mmadụ abụọ a ọnụ.

These two person's names are written together.

Agaghị anabata akwụkwọ ahụ ma ịdekọọ okwu ọnụ.

Agaghị anabata akwụkwọ ahụ ma ịdekọọ okwu ọnụ.

The book will not be accepted if you write words togethe.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.