déhíè
dehiè
Word | dehiè |
Definitions | Active verb 1.write incorrectly |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọlụọma dehiere aha ya n'akwụkwọ ahụ.
Ọlụọma dehiere aha ya n'akwụkwọ ahụ.
Oluoma wrote her name wrongly on that book.
Edehiekwala ya.
Edehiekwala ya.
Do not write it incorrectly.
Achọghị m idehie ihe.
Achọghị m idehie ihe.
I do not want to write incorrectly.
Ego anaghị edehie ihe onye nkụzi ya dere.
Ego anaghị edehie ihe onye nkụzi ya dere.
Ego does not write what her teacher wrote incorrectly.
Idehie ihe amarala ya ahụ.
Idehie ihe amarala ya ahụ.
She is used to miswriting things.
Gịnị mere i ji dehie aha m?
Gịnị mere i ji dehie aha m?
Why did you write my name wrongly?
Ama m na ọ ga-edehie ahịrịokwu ahụ.
Ama m na ọ ga-edehie ahịrịokwu ahụ.
I know that she will write that sentence incorrectly.
Ị ga-ebe akwa ma i dehie aha gị.
Ị ga-ebe akwa ma i dehie aha gị.
You will cry if you write your name incorrectly.