ńchédó
nchedo
Word | nchedo |
Definitions | Noun 1.defence; protection; sheltering |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Anọ m na nchedo Ụzọnna.
Anọ m na nchedo Ụzọnna.
I am under Ụzọnna's protection.
Anọ m n'okpuru nchedo Chineke.
Anọ m n'okpuru nchedo Chineke.
I am under God's protection.
Anyị nọ na nchedo ụlọ ya.
Anyị nọ na nchedo ụlọ ya.
We are under the shelter of his house.
Nchedo o chedoro m bụ ihe zọpụtara m.
Nchedo o chedoro m bụ ihe zọpụtara m.
The protection he gave me was what saved me.
Onye bụ onye nchedo gị?
Onye bụ onye nchedo gị?
Who is your protector?