Nkọwa okwu logo
Beta

ùhúrúchí

ùhuruchī

Wordùhuruchī
Definitions

Noun

1.daybreak; dawn

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Emere m ya ruo uhuruchi.

Emere m ya ruo uhuruchi.

I did it till daybreak.

fó chí

fo chi

Wordfo chi
Definitions

Active verb

1.last till dawn; last till the following morning

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Mmiri ahụ na-efo chi kwa ụbọchi.

Mmiri ahụ na-efo chi kwa ụbọchi.

The water lasts till dawn everyday.

O nweghị onye ma na ewu a ga-efo chi

O nweghị onye ma na ewu a ga-efo chi

Nobody knew that this goat will live till dawn.

Anyị ga-ahapụ ya ma o foo chi.

Anyị ga-ahapụ ya ma o foo chi.

We shall leave it if dawn comes.

Hapụ ya ka o foo chi.

Hapụ ya ka o foo chi.

Leave it till dawn.

Mmanya ndị a bụ ndị ifo chi mebiri.

Mmanya ndị a bụ ndị ifo chi mebiri.

These drinks here are spoilt ones due to leaving them till dawn.

Mmanya foo chi, ị nụ ụtọ ya.

Mmanya foo chi, ị nụ ụtọ ya.

When this wine stays overnight, you will feel the taste.

Nri a foro chi.

Nri a foro chi.

This food remained till dawn.

Ọka e debere ifo chi tupu erie ya nwere ihe kpatara ya.

Ọka e debere ifo chi tupu erie ya nwere ihe kpatara ya.

Leaving a maize till next morning before consuming is for a reason.

Onye foro chi, kelee Chi ya.

Onye foro chi, kelee Chi ya.

Anyone who sees the next morning should thank his God.

ùfóchí

ùfochī

Wordùfochī
Definitions

Noun

1.dawn; dayspring; next day

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ga-apụ n'ufochi.

Anyị ga-apụ n'ufochi.

We will live at dawn.

E nwudoro ha n'ufochi.

E nwudoro ha n'ufochi.

They were caught at dawn.

Ekpere anyị ga-akwụsị n' ufochi.

Ekpere anyị ga-akwụsị n' ufochi.

Our prayer will end at dawn.

Nri ahụ gbara ụka ọsọọsọ maka e siri ya n' ufochi.

Nri ahụ gbara ụka ọsọọsọ maka e siri ya n' ufochi.

That food got soured easily because it was cooked at dawn.

Mmadụ na-anwụkarị n'ufochi.

Mmadụ na-anwụkarị n'ufochi.

People usually die at dawn.

Achọrọ m ịbịa n'ufochi.

Achọrọ m ịbịa n'ufochi.

I want to come at dawn.

A gwara anyị bịa n'ufochi.

A gwara anyị bịa n'ufochi.

We were told to come at dawn.

Onye bịara n'ufochi?

Onye bịara n'ufochi?

Who came at dawn?

Ndị ga-apụ n'ufochi ga-abịa n'oge.

Ndị ga-apụ n'ufochi ga-abịa n'oge.

Those who will leave at dawn will come early.

bọ̀

Wordbọ̀
Definitions

Active verb

1.spread to reveal inside

2.cut or tear open a body(animal or human)

3.dawn (of day)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ị chọrọ ịbọ ewu ahụ?

Ị chọrọ ịbọ ewu ahụ?

Do you want to cut open the goat?

Chi abọọla.

Chi abọọla.

It's daybreak

Bọọ anya gị ka m hụ ihe dị ya n'ime.

Bọọ anya gị ka m hụ ihe dị ya n'ime.

Spread your eyes open let me see what it inside it.

A bọrọ ya afọ ụnyaahụ.

A bọrọ ya afọ ụnyaahụ.

He had an abdominal surgery yesterday.

ųzöütütų

ụ̀zọụ̄tụ̄tụ̀

Wordụ̀zọụ̄tụ̄tụ̀
Definitions

Preposition

1.early in the morning; dawn

Noun

損駒

1.early morning; dawn

Variationsụ̀zọ ụ̄tụ̄tụ̀, ụ̀zọụ̀tụtụ̀
Related Terms
Word Stems

Examples

O ji ụzụụtụtụ bịa ịgba m ụgwọ m ji ya.

O ji ụzụụtụtụ bịa ịgba m ụgwọ m ji ya.

He came early in the morning to ask for what I owe him.

Anyị jere hụ Eze n’ụzọụtụtụ.

Anyị jere hụ Eze n’ụzọụtụtụ.

We went to see the king early in the morning.

Ha bidoro n'ụzọụtụtụ siwa nri.

Ha bidoro n'ụzọụtụtụ siwa nri.

They started vey early in the morning to cook.

Aga m ewetara gị ego ahụ n'ụzọụtụtụ.

Aga m ewetara gị ego ahụ n'ụzọụtụtụ.

I will bring you that money very early in the morning.

Anyị ga-apụ n'ụzọụtụtụ.

Anyị ga-apụ n'ụzọụtụtụ.

We will leave early in the morning.

Ọkụkọ kwara akwa n'ụzọụtụtụ.

Ọkụkọ kwara akwa n'ụzọụtụtụ.

The cock crowed early in the morning.

Ha mere njem ahụ n'ụzọụtụtụ.

Ha mere njem ahụ n'ụzọụtụtụ.

They went on that journey very early in the morning.

önüütütų

ọnụụ̄tụ̄tụ̀

Wordọnụụ̄tụ̄tụ̀
Definitions

Noun

1.early hours of the morning, dawn

Variationsọnụ ụ̄tụ̄tụ̀
Related Terms
Word Stems

Examples

Ije ọrụ ugbo ka mma n'ọnụụtụtụ.

Ije ọrụ ugbo ka mma n'ọnụụtụtụ.

It is better to go to the farm early in the morning.

Ọ bịara n'ọnụụtụtụ.

Ọ bịara n'ọnụụtụtụ.

He/she came early in the morning.

E jidere ndị ohi ahụ n'ọnụụtụtụ.

E jidere ndị ohi ahụ n'ọnụụtụtụ.

The thieves were caught early in the morning.

Anyị ga-apụ n'ọnụụtụtụ.

Anyị ga-apụ n'ọnụụtụtụ.

We will leave early in the morning.

N'ọnụụtụtụ ka o ji eje ahịa.

N'ọnụụtụtụ ka o ji eje ahịa.

He goes to the market early in the morning.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.