Nkọwa okwu logo
Beta

nwátànwāányï

nwatànwaanyị

Wordnwatànwaanyị
Definitions

Noun

究子女

1.girl; daughter

Variationsnwatà nwaanyị
Related Terms
Word Stems

Examples

Onye mụrụ nwatanwaanyị a?

Onye mụrụ nwatanwaanyị a?

Who gave birth to this girl?

Oge nwatanwaanyị ahụ ji agafe eruola.

Oge nwatanwaanyị ahụ ji agafe eruola.

The time that lady passes by is here.

Onye a bụ nwatanwaanyị m.

Onye a bụ nwatanwaanyị m.

This person is my daughter.

Ọ kpọtara nwatanwaanyị.

Ọ kpọtara nwatanwaanyị.

She brought a girl.

Nwatanwaanyị a amaka.

Nwatanwaanyị a amaka.

This girl is beautiful.

Ada mụrụ nwatànwaanyị.

Ada mụrụ nwatànwaanyị.

Ada gave birth to a baby girl.

Lee nwatanwaanyị m na-ekwu maka ya.

Lee nwatanwaanyị m na-ekwu maka ya.

See the girl I was telling you about.

Ọ kpọtara nwatànwaanyị ga na-enyere ya aka n'ụlọ.

Ọ kpọtara nwatànwaanyị ga na-enyere ya aka n'ụlọ.

She brought a girl that will be helping her in the house.

àdá

àda

Wordàda
Definitions

Noun

1.eldest daughter

2.loosely used for daughter (honorary)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada Nneewi, deeje!

Ada Nneewi, deeje!

Nnewi daughter, go for it!

Ada Nneewi, deeje!

Ada Nneewi, deeje!

Nnewi daughter, get it!

Abụ m ada ezinụlọ nne na nna m.

Abụ m ada ezinụlọ nne na nna m.

I am the first daughter of my parents' family.

Abụ m ada.

Abụ m ada.

I am the eldest daughter.

Onye a bụ ada Mbaanọ.

Onye a bụ ada Mbaanọ.

This person is an Mbano daughter.

Abụ m ada ezinụụlọ nnenanna m.

Abụ m ada ezinụụlọ nnenanna m.

I am the first daughter of my parents' family.

Kedụ ka o si bụrụ na ada ha anọghị ebea?

Kedụ ka o si bụrụ na ada ha anọghị ebea?

How is it that their eldest daughter is not here?

Oke ahụ ruru ada.

Oke ahụ ruru ada.

That share befits the eldest daughter.

Onye bụ ada ebe a?

Onye bụ ada ebe a?

Who is the eldest daughter here?

Ada nwere ọtụtụ ọrụ n'ezinụlọ.

Ada nwere ọtụtụ ọrụ n'ezinụlọ.

The eldest daughter is saddled with many responsibilities in the family.

Àdáèzè

Àdaèzè

WordÀdaèzè
Definitions

Name

割王

1.daughter of a king; princess

2.first daughter of a king

VariationsÀdeèzè
Related Terms
Word Stems

Examples

Adaeze ga-abịa echi.

Adaeze ga-abịa echi.

Adaeze will come tomorrow.

Biko, nyere m Adaeze akwa a.

Biko, nyere m Adaeze akwa a.

Please, help me give Adaeze this cloth.

Àdáḿmá

Àdammā

WordÀdammā
Definitions

Noun

1.daughter of beauty; daughter of goodness

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Aha m bụ Adamma.

Aha m bụ Adamma.

My name is Adamma.

ümųökpü

ụmụ̀ọkpụ̄

Wordụmụ̀ọkpụ̄
Definitions

Noun

1.married daughters from a particular place

Variationsụmụ̀ ọkpụ̄
Related Terms
Word Stems

Examples

Iwe na-ewe ụmụọkpụ obodo anyị

Iwe na-ewe ụmụọkpụ obodo anyị

The married daughters of our community are angry

Ụmụ̀ọkpụ̄ na-enye nsogbu.

Ụmụ̀ọkpụ̄ na-enye nsogbu.

Married daughters are troublesome.

Nwunye m abanyela otu ụmụọkpụ.

Nwunye m abanyela otu ụmụọkpụ.

My wife has joined the married daughters group.

Ndị ụmụọkpụ doziri okwu na-esere anyị.

Ndị ụmụọkpụ doziri okwu na-esere anyị.

The married daughters settled the quarrel between us.

Ụmụọkpụ bụ otu siri ike n'ala Igbo.

Ụmụọkpụ bụ otu siri ike n'ala Igbo.

Married daughters group is a powerful group in Igbo land.

E nyere ụmụ̀ọkpụ̄ otu ehi.

E nyere ụmụ̀ọkpụ̄ otu ehi.

Married daughters were given one cow.

ųlü

ụ̀lụ

Wordụ̀lụ
Definitions

Noun

1.second child, of the same gender as the first, born to a mother;

2.second daughter;

3.last child in a family

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nneka bụ ụlụ nwa.

Nneka bụ ụlụ nwa.

Nneka is a second child.

Nke ụlụ nọ na mahadum.

Nke ụlụ nọ na mahadum.

The second daughter is in the university.

Nneka bụ ụlụ.

Nneka bụ ụlụ.

Nneka is the second daughter.

Kedụ maka ụlụ gị nwaanyị?

Kedụ maka ụlụ gị nwaanyị?

How about your second daughter.

Ụlụmma bụ aha ụlụ.

Ụlụmma bụ aha ụlụ.

Ụlụmma is the name of a second daughter.

Ụlụ nwa anyị mara akwụkwọ.

Ụlụ nwa anyị mara akwụkwọ.

Our second child is intelligent.

Nwunye m bụ ụlụ nne ya.

Nwunye m bụ ụlụ nne ya.

My wife is her mother's second daughter.

Ụlụ makarịrị ada.

Ụlụ makarịrị ada.

The second daughter is more beautiful than the first daughter.

Ụlụ ya nwụrụ anwụ.

Ụlụ ya nwụrụ anwụ.

Her second daughter died.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

I am the second daughter in my house.

Onye bụ ụlụ n'etiti ha abụọ?

Onye bụ ụlụ n'etiti ha abụọ?

Who is the second daughter between the two of them?

Ụlụ na-amanyekarị ada aka n'anya.

Ụlụ na-amanyekarị ada aka n'anya.

The second daughter always challenges the first daughter.

Ugoo chọrọ ịhụ ụlụ nwa.

Ugoo chọrọ ịhụ ụlụ nwa.

Ugoo wants to see the last child.

Nke a bụ nke ụlụ.

Nke a bụ nke ụlụ.

This is for the last child.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

Abụ m ụlụ n'ụlọ anyị.

I am the last child in our family.

nwá nwáànyį

nwa nwaànyị̀

Wordnwa nwaànyị̀
Definitions

Noun

1.a female child; daughter

Related Terms
Word Stems

Examples

Nwa ha nwaanyị gbasiri ike.

Nwa ha nwaanyị gbasiri ike.

Their daughter is agile.

Abịara m ileta nwa gị nwaanyị.

Abịara m ileta nwa gị nwaanyị.

I came to visit your daughter.

Achọrọ m nwa nwaanyị.

Achọrọ m nwa nwaanyị.

I want a daughter.

Nwa ya nwaanyị bụ nne m ukwu.

Nwa ya nwaanyị bụ nne m ukwu.

His daughter is my boss.

Àdáńnà

Àdannà

WordÀdannà
Definitions

Name

1.father's (first) daughter.

Related Terms
Word Stems

Examples

Aha nwanne ha nwaanyị bụ Adanna.

Aha nwanne ha nwaanyị bụ Adanna.

Their sister's name is Adanna.

Adanna mara mma.

Adanna mara mma.

Adanna is beautiful.

Àdáńnàyá

Àdannàya

WordÀdannàya
Definitions

Name

1.her father's (first) daughter

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aha ya bụ Adannaya.

Aha ya bụ Adannaya.

Her name is Adannaya.

Kedụ Adannaya?

Kedụ Adannaya?

Where is Adanna?

Adannaya zuru ụgbọala ọhụụ.

Adannaya zuru ụgbọala ọhụụ.

Adannaya bought a new car.

Onye bụ Adannaya ebe a?

Onye bụ Adannaya ebe a?

Who is Adannaya here?

Adannaya anwụọla.

Adannaya anwụọla.

Adannaya is dead.

Ụmụnwoke anaghị aza Adannaya.

Ụmụnwoke anaghị aza Adannaya.

Men do not bear Àdannàya.

Àdáǫrà

Àdaọ̀rà

WordÀdaọ̀rà
Definitions

Name

割院

1.the people's lady; the people's daughter

VariationsÀdọọ̀rà
Related Term
Word Stem

Examples

Adaọra bụ aha nna m kpọrọ m.

Adaọra bụ aha nna m kpọrọ m.

Adaora is the name my father called me.

Ọ bụ Adaọra nwe ichu mmiri.

Ọ bụ Adaọra nwe ichu mmiri.

It Adaọra's turn to fetch water.

Kpọọrọ m Adaọra.

Kpọọrọ m Adaọra.

Call Adaọra for me.

Adaọra ga-alụ dị n'ọnwa ọzọ na-abịa.

Adaọra ga-alụ dị n'ọnwa ọzọ na-abịa.

Adaọra will get married next month.

Chika bụ adaọra.

Chika bụ adaọra.

Chika is the people's lady.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.