àgböghöbįà
àgbọghọbị̀à
| Word | àgbọghọbị̀à |
| Definitions | Noun 㡦若 1.damsel; young lady; maiden |
| Related Terms | |
| Word Stems |
Examples
Kedụ ụmụ agbọghọbịa nọ ebe a?
Kedụ ụmụ agbọghọbịa nọ ebe a?
Where are the young ladies here?
Ọ dị mma ka agbọghọbịa ọbụla nwee ọrụaka.
Ọ dị mma ka agbọghọbịa ọbụla nwee ọrụaka.
It is good for every young lady to have a handwork.
Naanị ndị agbọghọbịa ga-agba egwu.
Naanị ndị agbọghọbịa ga-agba egwu.
Only the maidens will dance.
Ụmụ agbọghọbịa nwere mmemme taa.
Ụmụ agbọghọbịa nwere mmemme taa.
Young ladies have an event today.
Naanị ụmụ agboghobịa na-anọ n'otu a.
Naanị ụmụ agboghobịa na-anọ n'otu a.
Only young ladies stay in this group.
àgböghǫ
àgbọghọ̀
| Word | àgbọghọ̀ |
| Definitions | Noun 㡦 1.an unmarried woman; damsel; young lady; maiden |
| Variations | àgbọọ̀ |
| Related Terms | |
| Word Stems | No word stems |
Examples
Ada ka bụ agbọghọ.
Ada ka bụ agbọghọ.
Ada is still a young lady.
Amaka bụ ọmalicha agbọghọ nwere agwa ọma.
Amaka bụ ọmalicha agbọghọ nwere agwa ọma.
Amaka is a beautiful young lady with a nice behavior.
O sere foto a mgbe ọ ka bụ agbọghọ.
O sere foto a mgbe ọ ka bụ agbọghọ.
She took this picture when she was still a maiden.
O nwere otu ọmaric̣ha agbọghọ n'ụlọ.
O nwere otu ọmaric̣ha agbọghọ n'ụlọ.
She has a pretty you lady in her family.