dábànyè
dabànyè
Word | dabànyè |
Definitions | Active verb 員貝角 1.fall into; match or rhyme; correspond |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Achọghị m ka ịdabanye n'ọnwụnwa.
Achọghị m ka ịdabanye n'ọnwụnwa.
I don't want you to fall into temptation.
Akpụkpụụkwụ ya dabanyere n'akwa o yi.
Akpụkpụụkwụ ya dabanyere n'akwa o yi.
Her footwear matched the dress she wore.
Ị ga-adabanyekwa na nsogbu.
Ị ga-adabanyekwa na nsogbu.
You will fall into trouble.
Ị ga-adabanye n'aka ndị ajọọ mmadụ.
Ị ga-adabanye n'aka ndị ajọọ mmadụ.
You will fall into the hands of bad people.
Mkpịsị m dabanyere n'olulu.
Mkpịsị m dabanyere n'olulu.
My pen fell into the pit.