Nkọwa okwu logo
Beta

sìkwá

sìkwa

Wordsìkwa
Definitions

Active verb

1.warm (soup, etc.)

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ha ga-esikwa nri ahụ.

Ha ga-esikwa nri ahụ.

They will warm that food.

Nne m na-esikwa nri n'usekwu.

Nne m na-esikwa nri n'usekwu.

My mother is warming food in the kitchen.

Achọrọ m isikwa nri m.

Achọrọ m isikwa nri m.

I want to warm my food.

Onye sikwara nri a?

Onye sikwara nri a?

Who warmed this food?

Sikwaa nri a ka anyị rie.

Sikwaa nri a ka anyị rie.

Warm this food let us eat.

dàjì

dàjì

Worddàjì
Definitions

Active verb

1.fall on top of something narrow and break it as a result

Related Terms
Word Stems

Examples

Akpati ya dajiri ji m.

Akpati ya dajiri ji m.

Her luggage fall and broke my yam.

Adajiri m aka m.

Adajiri m aka m.

I broke my hand from a fall.

Ụzọka chọrọ ịdaji m ụkwụ.

Ụzọka chọrọ ịdaji m ụkwụ.

Ụzọka wants to fall and break my leg.

Nnanna ga-adaji ya.

Nnanna ga-adaji ya.

Nnanna will fall and break it.

Onye na-adaji aka m?

Onye na-adaji aka m?

Who is falling on my hand?

dá ökü

da ọkụ̄

Wordda ọkụ̄
Definitions

Active verb

喝遠

1.warm (especially food)

2.brand

Related Terms
Word Stems

Examples

E kwesịrị ịda ofe ahụ n'ọkụ.

E kwesịrị ịda ofe ahụ n'ọkụ.

The soup is supposed to be warmed.

Ọ na-ada ụmụ anụmaanụ ahụ ọkụ ka o nwee ike mata ndị bụ nke ya.

Ọ na-ada ụmụ anụmaanụ ahụ ọkụ ka o nwee ike mata ndị bụ nke ya.

He is branding those animals so that he can know those that are his.

Ọ ga-ada ofe a n'ọkụ n'ụtụtụ.

Ọ ga-ada ofe a n'ọkụ n'ụtụtụ.

She will warm the soup in the morning.

Jee daa nri ahụ n'ọkụ

Jee daa nri ahụ n'ọkụ

Go and warn that food.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.