Nkọwa okwu logo
Beta

dànárï

dànarị

Worddànarị
Definitions

Active verb

1.fall off from one's custody (especially hands)

Related Term
Word Stem

Examples

Efere ahụ ga-adanarị gị n'aka.

Efere ahụ ga-adanarị gị n'aka.

That plate will fall off your hand.

Okwukwe gị ga-adahụnarị gi ma ị hapụ Chineke.

Okwukwe gị ga-adahụnarị gi ma ị hapụ Chineke.

Your faith will fail you.

Kpachara anya gị, nwa ga-adanarị gị

Kpachara anya gị, nwa ga-adanarị gị

Be careful, this baby will fall off

Iko mmanya danarịrị m n'aka oge m na-aṅụ ya

Iko mmanya danarịrị m n'aka oge m na-aṅụ ya

The cup of wine fall off from my hand when I was drinking it

Jisie ya ike ka ọ hapụ ịdanarị gị n'aka

Jisie ya ike ka ọ hapụ ịdanarị gị n'aka

Hold it tight so that it doesn't fall off from you hand

Nwa ahụ oku chọrọ ịdanarị ya n' aka.

Nwa ahụ oku chọrọ ịdanarị ya n' aka.

The child he is carrying wants to fall off his hand.

gbųchá

gbụ̀cha

Wordgbụ̀cha
Definitions

Active verb

1.shed leaves; slip; be slippery; slim down

Related Term
Word Stem

Examples

Gbụchaa akwụkwọ dị n'osisi a.

Gbụchaa akwụkwọ dị n'osisi a.

Shed the leafs off this wood.

Oroma a na-agbụ akwụkwọ.

Oroma a na-agbụ akwụkwọ.

This orange is shedding its leaves.

Olee osisi gbụchara akwụkwọ.

Olee osisi gbụchara akwụkwọ.

Which tree shedded its leaves

Ọ gbụchara akwụkwọ afọ gara aga.

Ọ gbụchara akwụkwọ afọ gara aga.

It shedded leaves last year.

Nkechi na-agbụcha ụgụ n'usekwu.

Nkechi na-agbụcha ụgụ n'usekwu.

Nkechi is sheeding leaves off the pumkin leaf at the kitchen.

Azụ ahụ si n'aka m gbụchara.

Azụ ahụ si n'aka m gbụchara.

That fish slipped out of my hand.

Ebe a na-agbụcha agbụcha.

Ebe a na-agbụcha agbụcha.

This place is slippery.

Achọrọ m ka osisi ube m gbụchaa akwụkwọ.

Achọrọ m ka osisi ube m gbụchaa akwụkwọ.

I want my pear tree to shed leaves.

Osisi niile nọ ebe a gbụchara akwụkwọ n'afọ gara aga.

Osisi niile nọ ebe a gbụchara akwụkwọ n'afọ gara aga.

All the trees here shed leaves last year.

Osisi ndị a chọrọ ịgbụcha akwụkwọ ha.

Osisi ndị a chọrọ ịgbụcha akwụkwọ ha.

These trees want to shed their leaves.

Osisi oroma a na-agbụcha akwụkwọ ya.

Osisi oroma a na-agbụcha akwụkwọ ya.

This orange tree is shedding its leaves.

Ọ ka mma ka ọ gbụchaa .

Ọ ka mma ka ọ gbụchaa .

It is better for him to slim down.

Osisi niile ga-agbụcha akwụkwọ ha n'oge ụgụrụ.

Osisi niile ga-agbụcha akwụkwọ ha n'oge ụgụrụ.

All trees will shed their leaves during harmattan.

Adaobi ga-agbụcha ngwa ngwa.

Adaobi ga-agbụcha ngwa ngwa.

Adaobi will slim down quickly.

Ọrịa ahụ gbụchara Ada.

Ọrịa ahụ gbụchara Ada.

The illness slimed Ada.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.