dàchì
dàchì
Word | dàchì |
Definitions | Active verb 員襟 1.fall across, thus blocking |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ekwela ka osisi nkwụ a dachie ụzọ.
Ekwela ka osisi nkwụ a dachie ụzọ.
Don't allow this palm tree to fall across and block the road.
Ọ bụ ha dobere ụgbaala ahụ ebea ka a ga-asị na ọ dachiri ụzọ.
Ọ bụ ha dobere ụgbaala ahụ ebea ka a ga-asị na ọ dachiri ụzọ.
They are the ones that kept the vehicle here as if to say it blocked the road.
O mere ka ọ dachie ya mana o kweghị.
O mere ka ọ dachie ya mana o kweghị.
He wanted to fall across and block him but couldn't.
Osisi dachiri ọnụụzọ ama m.
Osisi dachiri ọnụụzọ ama m.
A tree fall across my gate.
Ọtụtụ ndị dachiri ụzọ.
Ọtụtụ ndị dachiri ụzọ.
Many people fell and blocked the way.
Amadi na-adachi ụzọ oge ọbụla.
Amadi na-adachi ụzọ oge ọbụla.
Amadi falls and blocks the road every time.
Chijioke ga-adachi ụzọ ma ọ ṅụọ mmanya.
Chijioke ga-adachi ụzọ ma ọ ṅụọ mmanya.
Chijioke will fall and block the way if he drinks wine.