Nkọwa okwu logo
Beta

dàbéré

dàbere

Worddàbere
Definitions

Active verb

1.lean upon

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọghị m ịdabere ya.

Achọghị m ịdabere ya.

I don't want to lean on him.

Ọ na-adabere di ya mgbe anyị batara.

Ọ na-adabere di ya mgbe anyị batara.

She was leaning on her husband when we came in.

Ọ ga-adabere n'ubu m.

Ọ ga-adabere n'ubu m.

He will lean on my shoulders.

Achọrọ m ịdabere n'ubu gị.

Achọrọ m ịdabere n'ubu gị.

I want to lean on your shoulders.

Ọ dabeere n'obi ya oge m hụrụ ya.

Ọ dabeere n'obi ya oge m hụrụ ya.

She leaned on his chest when I saw her.

Dabere na Chukwu.

Dabere na Chukwu.

Lean on Godl.

Anyị agaghị adabere ya.

Anyị agaghị adabere ya.

We are not going to lean on him.

dàbè

dàbè

Worddàbè
Definitions

Active verb

員緻

1.lean on

Related Term
Word Stem

Examples

Adanna dabe Obinna n'ahụ.

Adanna dabe Obinna n'ahụ.

Adanna is leaning on Obinna's body.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.