Nkọwa okwu logo
Beta

dá

dā

Worddā
Definitions

Active verb

1.press with slight pressure; hit(slang)

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọ dara ya aka n'azụ.

Ọ dara ya aka n'azụ.

He hit him on the back.

Ọ dara ya aka n'azụ.

Ọ dara ya aka n'azụ.

He hit him on the back.

dà

Worddà
Definitions

Active verb

1.fall

2.sound

3.break out (figurative)

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ọgụ dara na ya bụ mmemme.

Ọgụ dara na ya bụ mmemme.

A fight broke out at the party.

Ọ dara maka ị kwara ya aka.

Ọ dara maka ị kwara ya aka.

It fell because you pushed it.

Olu ya na-ada ka ogene.

Olu ya na-ada ka ogene.

Her voice is sounding like a metal gong.

dà

Worddà
Definitions

Active verb

1.sound; produce sound

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Olu Ngọzi na-ada ka nke nne ya.

Olu Ngọzi na-ada ka nke nne ya.

Ngozi's voice sounds like her mother's.

dà

Worddà
Definitions

Passive verb

1.fail; fall; sound

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nwoke a ga-ada ebe a.

Nwoke a ga-ada ebe a.

This man will fall here.

Achọghị m ịda.

Achọghị m ịda.

I do not want to fall.

Nnwa ya dara n'ala.

Nnwa ya dara n'ala.

His child fell on the ground.

Osisi a na-achọ ịda.

Osisi a na-achọ ịda.

This tree is about to fall.

Ebe a ka ọ nọ daa.

Ebe a ka ọ nọ daa.

This was were he fell.

Ha na-ada n'ala na-arịọ arịrịọ.

Ha na-ada n'ala na-arịọ arịrịọ.

They were falling down and begging.

-dà

-dà

Word-dà
Definitions

Extensional suffix

1.down

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Gbada ala ka anyị hụ gị.

Gbada ala ka anyị hụ gị.

Climb down let's see you.

Leda anya n'ala.

Leda anya n'ala.

Look down to the ground.

Kwada ya n'ala.

Kwada ya n'ala.

Push it down.

O ridara nri niile dị n'efere ahụ.

O ridara nri niile dị n'efere ahụ.

He ate down all the food in that plate.

Anyị ga-akụda ụlọ ahụ n'ala.

Anyị ga-akụda ụlọ ahụ n'ala.

We will pull down the house.

dàjų

dàjụ̀

Worddàjụ̀
Definitions

Active verb

員細

1.subside; become cool; calm; hot to normal

Related Term
Word Stem

Examples

Chere ka ọgbaaghara na-eme ebe ahụ dajụọ.

Chere ka ọgbaaghara na-eme ebe ahụ dajụọ.

Wait for that chaos happening there to subside.

Ya bụ ahụọkụ adajụọla.

Ya bụ ahụọkụ adajụọla.

The fever has subsided.

fédà

fedà

Wordfedà
Definitions

Active verb

均員

1.land; fly down

Related Terms
Word Stems

Examples

Nnụnụ a chọrọ ifeda n'ala.

Nnụnụ a chọrọ ifeda n'ala.

This bird wants to land on the ground.

Ha gwara ọkwọụgboelu ka o feda n'Asaba.

Ha gwara ọkwọụgboelu ka o feda n'Asaba.

They told the pilot to land in Asaba.

Anyị ga-efeda na Bini.

Anyị ga-efeda na Bini.

We will land at Benin.

Feda n'ọduugbeelu kacha gị nso ugbua.

Feda n'ọduugbeelu kacha gị nso ugbua.

Land at the airport that is closest to you right now.

Ụgbọelu ahụ na-efeda n'Owere.

Ụgbọelu ahụ na-efeda n'Owere.

That air plane lands in Owerri.

sìkwá

sìkwa

Wordsìkwa
Definitions

Active verb

1.warm (soup, etc.)

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Ha ga-esikwa nri ahụ.

Ha ga-esikwa nri ahụ.

They will warm that food.

Nne m na-esikwa nri n'usekwu.

Nne m na-esikwa nri n'usekwu.

My mother is warming food in the kitchen.

Achọrọ m isikwa nri m.

Achọrọ m isikwa nri m.

I want to warm my food.

Onye sikwara nri a?

Onye sikwara nri a?

Who warmed this food?

Sikwaa nri a ka anyị rie.

Sikwaa nri a ka anyị rie.

Warm this food let us eat.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.