dànyé
dànye
Word | dànye |
Definitions | Active verb 員角 1.fall for; fall into |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ama m Obi, ọ naghị adanye n'ụdị ọnwụnwa a.
Ama m Obi, ọ naghị adanye n'ụdị ọnwụnwa a.
I know Obi, he does not fall for this type of temptation.
Ọ danyere n'aka ndị ntọrị.
Ọ danyere n'aka ndị ntọrị.
He fell into the hands of kidnappers.
Ọ bụrụ na ị kpachaghị anya, ị ga-adanye n'ihe ị maghị.
Ọ bụrụ na ị kpachaghị anya, ị ga-adanye n'ihe ị maghị.
If you are not carefull, you will fall into what you don't know.
I mechie anya gị, ị danye n'ime olulu ahụ.
I mechie anya gị, ị danye n'ime olulu ahụ.
If you close your eyes, you will fall into that pit.
Lee anya ka ị hụ etu o si na-adanye.
Lee anya ka ị hụ etu o si na-adanye.
Look so that you will see how it will be falling inside.
Ị chọrọ ịdanye n'ime osimmiri?
Ị chọrọ ịdanye n'ime osimmiri?
Do you want to fall inside the river?
Ọ na-adanye n'aka ndị ohi mgbe niile.
Ọ na-adanye n'aka ndị ohi mgbe niile.
He falls into the hands of thieves all the time.
Ọ danyere n'ime olulu.
Ọ danyere n'ime olulu.
It fell into a pit.
Hapụ ya ka ọ danye na osimiri.
Hapụ ya ka ọ danye na osimiri.
Leave it to fall inside the river.
Ego m danyere na mmiri.
Ego m danyere na mmiri.
My money fell inside the water.
Ekwentị ahụ danye na mmiri, ọ ga-emebi.
Ekwentị ahụ danye na mmiri, ọ ga-emebi.
If the phone falls inside water, it will spoil.
dábà
dābà
Word | dābà |
Definitions | Active verb 1.fall in 2.correspond; match; work out; (figurative) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Ọ na-adabara mụ na Okenna.
Ọ na-adabara mụ na Okenna.
It is working out between Okenna and me.
Ọ dabara n'ime mmiri.
Ọ dabara n'ime mmiri.
It fell inside water.
dàkpú
dàkpu
Word | dàkpu |
Definitions | Active verb 1.fall in |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Lee, ị ga-adakpu n'apịtị.
Lee, ị ga-adakpu n'apịtị.
Look, you will fall into the mud.
Nwoke ahụ dakpuru n'apịtị.
Nwoke ahụ dakpuru n'apịtị.
That man fell into the mud.
Oge niile ka nwaanyị na-adakpu na olulu.
Oge niile ka nwaanyị na-adakpu na olulu.
This falls into the pit every time.
Ekwela ka ekwentị ahụ dakpuo na mmiri.
Ekwela ka ekwentị ahụ dakpuo na mmiri.
Do not let that cellphone fall into the water.
Ọ dakpughị mgbe ahụ.
Ọ dakpughị mgbe ahụ.
It did not fall in that time.
Onye dakpuo, nke ya agaa.
Onye dakpuo, nke ya agaa.
Whoever falls in, will not survive.
Nwata a kaara ịdakpu na mmiri ugbua.
Nwata a kaara ịdakpu na mmiri ugbua.
This child would have fallen into the water.
Ahụrụ m ka ị dakpuru ebe ahu.
Ahụrụ m ka ị dakpuru ebe ahu.
I saw when you fell in there.
Gịnị dakpuru ebe a?
Gịnị dakpuru ebe a?
What fell in here?