Nkọwa okwu logo
Beta

dàgà

dàgà

Worddàgà
Definitions

Conjunction

1.up to a point in time; until; till

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Daga i jechaa ozi, apụkwala ezi.

Daga i jechaa ozi, apụkwala ezi.

Until you finish doing the chores, don't go outside.

Anọrọ m ebe ahụ daga elekere iri akụọ.

Anọrọ m ebe ahụ daga elekere iri akụọ.

I stayed there till it was ten o'clock.

Ị maghị na ị ga-emenwu ya daga ị nwaa ya.

Ị maghị na ị ga-emenwu ya daga ị nwaa ya.

You did not know you could do it until you tried it.

O tigidere mkpu daga onye ọbụla anụ olu ya.

O tigidere mkpu daga onye ọbụla anụ olu ya.

He kept screaming until everyone heard his voice.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.