dǫ
dọ̀
Word | dọ̀ |
Definitions | Passive verb 1.be at or in a place(heavy or bulky object) ; stay (heavy or bulky object) |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Akpa a enwere ike ịdọ ebe a?
Akpa a enwere ike ịdọ ebe a?
Can this bag be here?
Ọ dọ adọ.
Ọ dọ adọ.
It is stagnant.
Hapụ akpa ahụ ka ọ dọrọ n'ala ebe ahụ.
Hapụ akpa ahụ ka ọ dọrọ n'ala ebe ahụ.
Leave that bag to stay on the floor there.
Akwụkwọ ahụ niile a na-ebute ga-adọ ebe a.
Akwụkwọ ahụ niile a na-ebute ga-adọ ebe a.
All the books they are bringing will stay here.
Ebe a ka osisi ahụ na-adọ.
Ebe a ka osisi ahụ na-adọ.
This is where that wood usually is.
Ọ ga-adọ n'elu oche.
Ọ ga-adọ n'elu oche.
It will be on the chair.
Hapụ ya ka ọ dọrọ n'ala
Hapụ ya ka ọ dọrọ n'ala
Leave it to be on the group.
dö
dọ
Word | dọ |
Definitions | Active verb 急 1.draw; pull |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Kedụ mgbe ị ga-adọ ya?
Kedụ mgbe ị ga-adọ ya?
When will you pull it?
Amaghị ihe Emeka na-adọ ebe a oge ọbụla.
Amaghị ihe Emeka na-adọ ebe a oge ọbụla.
I don't know what Emeka is pulling here all the time.
Gịnị mere ị ji adọ nwata ahụ?
Gịnị mere ị ji adọ nwata ahụ?
Why are you pulling that child?
Dọọ ya aka ka ọ pụta.
Dọọ ya aka ka ọ pụta.
Pull it so that it will come out.
Ọ bụ mgbe ọ dọrọ ya aka ka o mebiri.
Ọ bụ mgbe ọ dọrọ ya aka ka o mebiri.
It spoilt when she pulled it.
Onye na-adọ m n'ụkwụ?
Onye na-adọ m n'ụkwụ?
Who is pulling my leg?
dö
dọ
Word | dọ |
Definitions | Passive verb 1.(a heavy or bulky object) be kept or placed somewhere; a body of water collected somewhere |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Akpati m dọ n'ime ụlọ.
Akpati m dọ n'ime ụlọ.
My luggage is in the room.
Ite ahụ ga-adọ n'usekwu.
Ite ahụ ga-adọ n'usekwu.
That pot will be in the kitchen.
ídó
idō
Word | idō |
Definitions | Active verb 1.to fence; to lay (bricks for walling) |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Mz. Ude na-edo aja ngwuru ya.
Mz. Ude na-edo aja ngwuru ya.
Mr. Ude is fencing his compound.
dò
dò
Word | dò |
Definitions | Active verb 急声 1.monitor or place; surveillance on someone or something; target someone or something |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ọdụm na-edo ya bụ ewu.
Ọdụm na-edo ya bụ ewu.
The lion is monitoring the goat.
Ndị uwoojii na-edo ya kemgbe afọ abụọ.
Ndị uwoojii na-edo ya kemgbe afọ abụọ.
The police has been surveilling him for two years.
Uche na-edo m ka ọ maa m ụra.
Uche na-edo m ka ọ maa m ụra.
Uche is surveilling me to slap me.