Nkọwa okwu logo
Beta

kpü ḿmà

kpụ mmà

Wordkpụ mmà
Definitions

Active verb

1.manufacture knife, cutlass

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị na-akpụ mma n'obodo anyị.

Anyị na-akpụ mma n'obodo anyị.

We manufacture knife in our community.

A ga-akpụ mma ahụ n'Udenu.

A ga-akpụ mma ahụ n'Udenu.

They will manufacture that knife in udenu

Ikpụ mma adịghị mfe.

Ikpụ mma adịghị mfe.

To manufacture knife is not easy.

Were abalị kpụọ mma ndị fọrọ.

Were abalị kpụọ mma ndị fọrọ.

Manufacacture the remaining knives in the night.

Onye kpụrụ mma ahụ alaala ezumike nka.

Onye kpụrụ mma ahụ alaala ezumike nka.

The person who manufactured this knife is retired.

Gaa, kpụọrọ m mma.

Gaa, kpụọrọ m mma.

Go and manufacture knife for me.

Ha na-akpụ mma ha ji eje ọgụ.

Ha na-akpụ mma ha ji eje ọgụ.

They are moulding knife for war.

Onye kpụrụ mma a apụọla.

Onye kpụrụ mma a apụọla.

The person who manufactured this knife has left.

Ude na-akpụ mma.

Ude na-akpụ mma.

Ude manufactures knife.

òbèjìrì

òbèjìrì

Wordòbèjìrì
Definitions

Noun

1.a double-edged, straight, sword used in battle; cutlass

2.a very sharp machete used as a weapon

Related Terms
Word Stems

Examples

Ejighi obejiri egwu egwu.

Ejighi obejiri egwu egwu.

Cutlass is not for play.

Ọ gwara ọkpụụzụ ka ọ kpụtara ya obejiri.

Ọ gwara ọkpụụzụ ka ọ kpụtara ya obejiri.

He told the blacksmith to make a cutlass for him.

Baa n'ụlọ weta obejiri m.

Baa n'ụlọ weta obejiri m.

Go inside the house and get my cutlass.

Ọ na-ere obejiri.

Ọ na-ere obejiri.

He sells cutlass.

Obejiri dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.

Obejiri dịzị ọnụ n'ahịa ugbua.

Cutlass is expensive in the market now.

Ndi ohi ahu ji obejiri bia.

Ndi ohi ahu ji obejiri bia.

The thieves came with cutlass.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.