Nkọwa okwu logo
Beta

àbümöönü

àbụmọọnụ

Wordàbụmọọnụ
Definitions

Noun

1.curse; the expression of anger, doom or evil

2.curse; harm resulting from calling on a supernatural being

Related Terms
Word Stems

Examples

Abụmọọnụ dịịrị ndị na-akpacha anya gbuo mmadu.

Abụmọọnụ dịịrị ndị na-akpacha anya gbuo mmadu.

Curse is upon those who intentionally kill people.

Adamụ na Iivu wetara abụmọọnụ site n'ịta mkpụroosisi a sị ha atala.

Adamụ na Iivu wetara abụmọọnụ site n'ịta mkpụroosisi a sị ha atala.

Adam and Eve received a curse by eating the forbidden fruit.

Abụmọọnụ na-emegharị mmadụ anya.

Abụmọọnụ na-emegharị mmadụ anya.

Curse disorganizes one.

Izu ohi so n'abụmọọnụ di n'isi ya.

Izu ohi so n'abụmọọnụ di n'isi ya.

Stealing is one of the curses upon him.

E nweghị onye ma ihe ga-akwụsị abụmọọnụ ahụ.

E nweghị onye ma ihe ga-akwụsị abụmọọnụ ahụ.

No one knows what will stop that curse.

A zọpụtara ya n'abụmọnụ dị n'ezinuụlọ ha.

A zọpụtara ya n'abụmọnụ dị n'ezinuụlọ ha.

She was delivered from a family curse.

bü önü

bụ ọnụ̄

Wordbụ ọnụ̄
Definitions

Active verb

b襲口

1.curse; to invoke or angrily call down evil on someone

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Nne ya bụrụ ya ọnụ n'ihi ihe ọjọọ niile o mere ya.

Nne ya bụrụ ya ọnụ n'ihi ihe ọjọọ niile o mere ya.

Her mother cursed her due to all the bad things she did to her.

Abụla onye ọbụla ọnụ.

Abụla onye ọbụla ọnụ.

Do not curse anybody.

A ga-abụ ya ọnụ maka ihe o mere.

A ga-abụ ya ọnụ maka ihe o mere.

She will be cursed because of what she did.

Onye amụma ahụ bụrụ ya ọnụ.

Onye amụma ahụ bụrụ ya ọnụ.

She was cursed by that prophet.

Ọ na-eme ka onye a bụrụ ọnụ

Ọ na-eme ka onye a bụrụ ọnụ

He is behaving like a cursed person

Onye bụrụ gị ọnụ?

Onye bụrụ gị ọnụ?

Who cursed you?

Ekwekwala ka m bụọ gị ọnụ.

Ekwekwala ka m bụọ gị ọnụ.

Do not let me curse you.

O nweghị ikike ịbụ onye ọbụla ọnụ.

O nweghị ikike ịbụ onye ọbụla ọnụ.

She has no authority to curse anybody.

íyí

iyī

Wordiyī
Definitions

Noun

1.stream

2.oath

3.abuse; curse

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Anyị churu iyi.

Anyị churu iyi.

We went to the stream.

Ọ ṅụrụ iyi.

Ọ ṅụrụ iyi.

He/she swore an oath.

Obi kpọrọ ya iyi.

Obi kpọrọ ya iyi.

Obi verbally abused/cursed him/her

Anaghị egbu azụ n'iyi obodo anyị.

Anaghị egbu azụ n'iyi obodo anyị.

Fishes are not killed in village stream.

Anyị gara sụ akwa n'iyi.

Anyị gara sụ akwa n'iyi.

We went and washed at the stream.

köchá

kọcha

Wordkọcha
Definitions

Active verb

1.defame; revile; curse

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị ga-akọcha otu abụ Emenanjọ dere.

Anyị ga-akọcha otu abụ Emenanjọ dere.

We are going to criticize one of Emenanjo's poems.

Onye nkuzi ya kọchara ihe o dere.

Onye nkuzi ya kọchara ihe o dere.

His teacher criticized what he had written.

A na-akọcha agwa mmadụ, onye ahụ a na-amụta ihe.

A na-akọcha agwa mmadụ, onye ahụ a na-amụta ihe.

When one's character is criticized, he learns even more.

̣Ọ dịghị mma ịkọcha mmadụ

̣Ọ dịghị mma ịkọcha mmadụ

It is not good to speak ill of someone

Ọ na-akọcha ndị ezinụụlọ ya.

Ọ na-akọcha ndị ezinụụlọ ya.

She curses her family.

Gịnị mere i ji akọcha m?

Gịnị mere i ji akọcha m?

Why are you defaming me?

Ịkọcha mmadụ amarago gị ahụ.

Ịkọcha mmadụ amarago gị ahụ.

He is used to defaming people.

Ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ ga-akọcha ya.

Ụmụ akwụkwọ ndị ọzọ ga-akọcha ya.

Other students will mock him.

Achọghị m ịkọcha gị.

Achọghị m ịkọcha gị.

I do not want to defame you.

Nwaanyị a na-akọcha mmadụ nnukwu.

Nwaanyị a na-akọcha mmadụ nnukwu.

This lady defames people a lot.

Nkechi kọchara ihe niile m mere

Nkechi kọchara ihe niile m mere

Nkechi defamed all that i did.

I rue ebe ahụ, kọchaa ihe o mere.

I rue ebe ahụ, kọchaa ihe o mere.

When you get there, defame what he has done.

kpö íyí

kpọ iyī

Wordkpọ iyī
Definitions

Active verb

憾寃緊

1.deliberately call somebody or something a names that portrays less of the person or thing; curse; abuse

Related Terms
Word Stems

Examples

Emeka na-akpọ nwoke ahụ iyi mgbe anyị hụrụ ya.

Emeka na-akpọ nwoke ahụ iyi mgbe anyị hụrụ ya.

Emeka was insulting that man when we saw him.

Achọghị m ka Ị kpọọ ha iyi.

Achọghị m ka Ị kpọọ ha iyi.

I don't want you to insult them.

Chike ga-akpọ gị iyi oge ọzọ.

Chike ga-akpọ gị iyi oge ọzọ.

Chike will insult you next time.

Ọ kpọrọ m iyi.

Ọ kpọrọ m iyi.

He insulted me.

Ọ na-akpọ umunne ya iyi oge ọbụla.

Ọ na-akpọ umunne ya iyi oge ọbụla.

He insults his siblings at all time.

Onye kpọrọ gị iyi?

Onye kpọrọ gị iyi?

Who insulted you?

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.