ghǫ ághųghǫ
ghọ̀ aghụ̀ghọ̀
Word | ghọ̀ aghụ̀ghọ̀ |
Definitions | Active verb 遜寀遜遜 1.be tricky, cunning or crafty |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emeka na-aghọ aghụghọ
Emeka na-aghọ aghụghọ
Emeka is crafty.
Anyị chụpụrụ ndị na-aghọ aghụghọ.
Anyị chụpụrụ ndị na-aghọ aghụghọ.
We pursued the tricksters.
Ha na-aghọ anyị aghụghọ.
Ha na-aghọ anyị aghụghọ.
They are tricking us.
Ọ chọ ịghọ m aghụghọ.
Ọ chọ ịghọ m aghụghọ.
He wants to trick me.
Onye sị gị ghọo ha aghụghọ?
Onye sị gị ghọo ha aghụghọ?
Who asked you to trick them?
Ole ndị ghọrọ anyị aghụghọ?
Ole ndị ghọrọ anyị aghụghọ?
Which people deceived us?
Ejidere onye ahụ na-aghọ ndị mmadụ aghụghọ.
Ejidere onye ahụ na-aghọ ndị mmadụ aghụghọ.
That person that tricks people have been caught.
Hapụkwa onye ahụ, ọ ga-aghọ gị aghụghọ.
Hapụkwa onye ahụ, ọ ga-aghọ gị aghụghọ.
Leave that person, he will trick you.
Chike na-aghọ unu aghụghọ.
Chike na-aghọ unu aghụghọ.
Chike is deceiving you people.
Emeka ghọrọ ya aghụghọ.
Emeka ghọrọ ya aghụghọ.
Emeka tricked her.