Nkọwa okwu logo
Beta

ífírífé

ifirife

Wordifirife
Definitions

Noun

1.small, light, fragments of something; crumb

Related Terms
Word Stems

Examples

Ifirife achịcha juru ebe ị nọ rie nri.

Ifirife achịcha juru ebe ị nọ rie nri.

Crumbs of bread are plenty where you stayed and ate.

Ifirife ya dakwasara m n'isi.

Ifirife ya dakwasara m n'isi.

The crumbs fell upon my head.

Onye kposara ifirife ndị a?

Onye kposara ifirife ndị a?

Who dropped all these crumbs?

O nyere ya ifirife achịcha ka o rie.

O nyere ya ifirife achịcha ka o rie.

He gave him bread crumbs to eat.

̣Ụmụ ahụhụ bịara iri ifirife ndị ahụ.

̣Ụmụ ahụhụ bịara iri ifirife ndị ahụ.

Ants came to eat the crumbs.

Ndanda gbakọrọ maka ifirife azụ ndịa.

Ndanda gbakọrọ maka ifirife azụ ndịa.

The ants gathered because of these fish crumbs.

Amaka, bịa zapụ ifirife ndị a.

Amaka, bịa zapụ ifirife ndị a.

Amaka, come and sweep off all these crumbs.

Ifirife juru ala niile.

Ifirife juru ala niile.

There are crumbs everywhere.

Udo zapụrụ ifirife achịcha ahụ n'iro.

Udo zapụrụ ifirife achịcha ahụ n'iro.

Udo swept the bread crumbs out.

Ihe a ị na-ahụ bụ ifirife akụnụụba ya.

Ihe a ị na-ahụ bụ ifirife akụnụụba ya.

This thing you are seeing is fragment of his wealth.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.