Nkọwa okwu logo
Beta

kpögbú

kpọgbu

Wordkpọgbu
Definitions

Active verb

狭恩

1.crucify; kill by nailing

Related Terms
Word Stems

Examples

Olee ndị ga-akpọgbu ya?

Olee ndị ga-akpọgbu ya?

Which people will crucify him?

N'ụtụtụ ka ha chọrọ ịkpọgbu ya.

N'ụtụtụ ka ha chọrọ ịkpọgbu ya.

They want to nail him in the morning.

Ọ bụrụ na e jide ha, sị kpọgbuo ha.

Ọ bụrụ na e jide ha, sị kpọgbuo ha.

if they are caught, crucify them.

Ndị Juu kpọgburu Kraịst n'obe.

Ndị Juu kpọgburu Kraịst n'obe.

The Jews crucified Christ on the cross.

Ha kpọburu ya n'obe.

Ha kpọburu ya n'obe.

They crucified him on the cross.

Ihe ka mma bụ ịkpọgbu ha.

Ihe ka mma bụ ịkpọgbu ha.

The best thing is to crucify them.

Ndị nche na-akpọgbu onyeohi ahụ.

Ndị nche na-akpọgbu onyeohi ahụ.

The vigilantes are crucifying the thief.

Onye chọrọ ịkpọgbu ya?

Onye chọrọ ịkpọgbu ya?

Who wants to crucify him?

Amadị na-akpọgbu mmadụ.

Amadị na-akpọgbu mmadụ.

Amadi crucifies people.

Ụkọchukwu sịrị na Judas amaghị na a ga-akpọgbu Kristị.

Ụkọchukwu sịrị na Judas amaghị na a ga-akpọgbu Kristị.

The pastor said that Judas did not know Christ will be crucified.

Kpọgbuo ya n'obe, ọ bụ onye ohi.

Kpọgbuo ya n'obe, ọ bụ onye ohi.

Crucify him on the cross, he is a thief.

Ịkpọgbu mmadụ bụ omenala ha.

Ịkpọgbu mmadụ bụ omenala ha.

To crucify someone is their culture.

kpögídé

kpọgide

Wordkpọgide
Definitions

Active verb

1.affix by hitting or nailing onto something

2.crucify

Related Terms
Word Stems

Examples

Ha kpọgidere Kraịst n'obe.

Ha kpọgidere Kraịst n'obe.

They nailed Christ onto the cross.

kpọgide ya ebe a ga-ahụ ya nke ọma.

kpọgide ya ebe a ga-ahụ ya nke ọma.

Affix it (by nailing) where it will be seen clearly.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.