Nkọwa okwu logo
Beta

óbē

obē

Wordobē
Definitions

Noun

1.post; pole; stake;

2.cross; ladder

Related Terms
Word Stems

Examples

Ala m kwụsịrị ebe obe ahụ dị.

Ala m kwụsịrị ebe obe ahụ dị.

My land stopped where that pole is.

O mere akara nke obe.

O mere akara nke obe.

He did sign of the cross.

A kpọgburu ya n'obe.

A kpọgburu ya n'obe.

He was nailed on the cross.

Obe ahụ agbajiela.

Obe ahụ agbajiela.

The ladder has broken.

Ọ bụrụ na obe adịghị, mmeri agaghị adị.

Ọ bụrụ na obe adịghị, mmeri agaghị adị.

No cross, no crown.

Ọ bụ obe gị ka ị na-ebu.

Ọ bụ obe gị ka ị na-ebu.

You are carrying your cross.

Bunye m obe.

Bunye m obe.

Give me the ladder.

Obe m dị obere.

Obe m dị obere.

My trials are small.

Ọ kwụrụ ụgwọ anyị n'elu obe.

Ọ kwụrụ ụgwọ anyị n'elu obe.

He paid for us on the cross.

Jizọs gwara ya'' Buru obe gị soro mụ''.

Jizọs gwara ya'' Buru obe gị soro mụ''.

Jesus told him'' Carry your cross and follow me''.

Onye nwe obe a?

Onye nwe obe a?

Who has this ladder?

Obe ahụ na-ada ada.

Obe ahụ na-ada ada.

That ladder is falling.

Obe ahụ esighị ike.

Obe ahụ esighị ike.

The ladder is not strong.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.