Nkọwa okwu logo
Beta

ágüíyí

agụiyī

Wordagụiyī
Definitions

Noun

虎過

1.crocodile

Related Terms
Word Stems

Examples

Agụiyi nwere eze dị nkọ.

Agụiyi nwere eze dị nkọ.

Crocodiles have sharp teeth.

Ọdụ agụiyi dị nkọ ka agụba.

Ọdụ agụiyi dị nkọ ka agụba.

The tail of a crocodile is as sharp as razor.

Agụiyi dị n'ọdọmmiri obodo anyị.

Agụiyi dị n'ọdọmmiri obodo anyị.

Crocodile is in our community reservoir.

Agụiyi na-abụ ọtụtụ ̣umụ.

Agụiyi na-abụ ọtụtụ ̣umụ.

The crocodile produces many young.

ághü

aghụ

Wordaghụ
Definitions

Noun

1.aquatic reptile that looks like a crocodile; alligator

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Aghụ yiri agụiyi .

Aghụ yiri agụiyi .

Alligator looks like crocodile.

A na-eri anụ aghụ eri.

A na-eri anụ aghụ eri.

The alligator meat is edible.

Aghụ bi na mmiri.

Aghụ bi na mmiri.

The alligator lives in water.

Onye ọkụazụ ahụ gbutere aghụ na iyi.

Onye ọkụazụ ahụ gbutere aghụ na iyi.

That fisherman killed alligator in the river.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2026 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.