Nkọwa okwu logo
Beta

kpá ókè

kpa okè

Wordkpa okè
Definitions

Active verb

乱逆

1.make or create boundary; marginalize

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị ga-akpa oke ala a echi.

Anyị ga-akpa oke ala a echi.

We will put boundry on this land tomorrow.

Obinna na-akpa oke n'etiti ndị ọcha na ndị ojii.

Obinna na-akpa oke n'etiti ndị ọcha na ndị ojii.

Obinna segregates between the white and black people.

Ha na-akpa oke.

Ha na-akpa oke.

They are discriminating.

Achoghị m ịkpa oke n'etiti anyị.

Achoghị m ịkpa oke n'etiti anyị.

I do not want any segregation among us.

Ịkpa oke adịghị mma.

Ịkpa oke adịghị mma.

Discrimination is not good.

Chínèékè

Chinèekè

WordChinèekè
Definitions

Name

魂畝傑

1.God creates; God is the creator

VariationsChinaeke, Chineke
Related Terms
Word Stems

Examples

Aha enyi m nwoke bụ Chineeke.

Aha enyi m nwoke bụ Chineeke.

My friend's name is Chineeke.

òséè

òseè

Wordòseè
Definitions

Noun

寍砂

1.artist; one who creates diagrams or images

2.an image creator (photograph, video, drawing)

Related Terms
Word Stems

Examples

Abụ m osee.

Abụ m osee.

I am an artist.

Ana m achọ osee maka esereese ga-adị n'akwụkwọ m na-ede.

Ana m achọ osee maka esereese ga-adị n'akwụkwọ m na-ede.

I am am looking for an artists for drawings that will be in a book I am writing.

Ọ chọrọ ịbụ osee ma o too.

Ọ chọrọ ịbụ osee ma o too.

She wants to be an artist when she grows up.

Osee sere ihe a mere ọfụma.

Osee sere ihe a mere ọfụma.

The artist that drew this thing did well.

Nna m bụ osee.

Nna m bụ osee.

My father is an artist.

kè

Wordkè
Definitions

Active verb

1.create, especially the earth and everything therein

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ọtụtụ mmadụ kwere na Chukwu kere ha.

Ọtụtụ mmadụ kwere na Chukwu kere ha.

A lot of people believe that God created them.

Ọ bụ Chukwu ka ọ dịịrị ịke mmadụ

Ọ bụ Chukwu ka ọ dịịrị ịke mmadụ

It is God's duty to create man

Anyị ga-eke ihe ọhụrụ echi

Anyị ga-eke ihe ọhụrụ echi

We will create new things tomorrow

Kee ihe dị gị n'obi ka ụwa hụrụ

Kee ihe dị gị n'obi ka ụwa hụrụ

Create what is in your mind for the world to see

Mmadụ na-eke ihe masịrị ya

Mmadụ na-eke ihe masịrị ya

Humans create whatever they like

káchàpų

kachàpụ̀

Wordkachàpụ̀
Definitions

Active verb

1.strike off; cancel from a list or record, typically by drawing a line or few across

2.cancel out; create or attain a balance by being equal to an opposite force

Related Terms
Word Stems

Examples

Arọ nke i bu n'akanri na-akachapụ arọ nke i bu n'akeekpe.

Arọ nke i bu n'akanri na-akachapụ arọ nke i bu n'akeekpe.

The weight of the one you are carrying on your right is cancelling out the weight of the one you are carrying the left.

A ga-akachapụ aha ndị akwụghị ụgwọ taa.

A ga-akachapụ aha ndị akwụghị ụgwọ taa.

The names of those that did not pay will be struck out today.

Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.

Kachapụ aha ya n'akwụkwọ anyị.

Strike off her name from our book.

Ọ bụ nwoke a na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ọ bụ nwoke a na-akachapụ aha ndị mmadụ.

He is a man who strikes off people's names.

Ha chọrọ ịkachapụ aha gị.

Ha chọrọ ịkachapụ aha gị.

They want to cancel out your name.

Kedụ mgbe ọ kachapụrụ aha gị?

Kedụ mgbe ọ kachapụrụ aha gị?

When did he strike off your name?

Ada na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ada na-akachapụ aha ndị mmadụ.

Ada strikes out people's names.

Kachàpụ ihe ndị a niile.

Kachàpụ ihe ndị a niile.

Strike out all these things.

Amaghị m ihe mere o ji akachapụ aha anyị.

Amaghị m ihe mere o ji akachapụ aha anyị.

I don't know why he is cancelling our names.

Ahụrụ m ka Obi na-akachapụ ihe o dere.

Ahụrụ m ka Obi na-akachapụ ihe o dere.

I saw when Obi was striking out what he wrote.

Ịkachapụ ihe a ga-aka mma.

Ịkachapụ ihe a ga-aka mma.

To strike out this thing completely will be better.

Onye kachapụrụ aha m n'akwụkwọ a?

Onye kachapụrụ aha m n'akwụkwọ a?

Who cancelled my name from this book?

Ọ ga-akachapụ aha gị ọbụ na i nyeghị ya ego.

Ọ ga-akachapụ aha gị ọbụ na i nyeghị ya ego.

She will strike out your name if you don't give her money.

kpü

kpụ

Wordkpụ
Definitions

Active verb

1.use a malleable material to create something; mold; sculpt;

2.shave

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Achọrọ m ịkpụ afụọnụ.

Achọrọ m ịkpụ afụọnụ.

I want to shave.

Onyenkuzi m sịrị anyị kpụọ ite.

Onyenkuzi m sịrị anyị kpụọ ite.

My teacher told us to mold a pot.

Ihe ndị ọ kpụrụ mara mma.

Ihe ndị ọ kpụrụ mara mma.

The things he molded are beautiful.

Nna ya na-akpụ ihe dị ichiiche.

Nna ya na-akpụ ihe dị ichiiche.

His father molds variety of things.

dökwünyé

dọkwụnye

Worddọkwụnye
Definitions

Active verb

1.connect; link; make or create contact with something else for interaction, especially in Information Technology

Related Terms
Word Stems

Examples

Ọ ga-adọkwunye m ọkụ ma m rụchaa ụlọ.

Ọ ga-adọkwunye m ọkụ ma m rụchaa ụlọ.

He will connect me to his electricity when I finish building.

Dọkwụnye ọkụ ahụ n'ụlọ m.

Dọkwụnye ọkụ ahụ n'ụlọ m.

Connect the light to my house.

Adọkwụnyela m.

Adọkwụnyela m.

Do not connect me.

Dọkwụnye ekwentị gị na nke m.

Dọkwụnye ekwentị gị na nke m.

Link your phone to mine.

Achọrọ m ịdọkwụnye ya n'ekwentị m.

Achọrọ m ịdọkwụnye ya n'ekwentị m.

I want to link it to my phone.

Ha dọkwụnyere n'oge nke mbụ.

Ha dọkwụnyere n'oge nke mbụ.

They linked up the first time.

Ọ ka mma ịdọkwụnye ya?

Ọ ka mma ịdọkwụnye ya?

It is better to connect it.

Mz. Ejemba dọkwụnyere m ọkụ latriik ya.

Mz. Ejemba dọkwụnyere m ọkụ latriik ya.

Mr. Ejemba connected me to his electricity.

Nwee ndidi. Ha ga-adọkwụnye.

Nwee ndidi. Ha ga-adọkwụnye.

Be patient. They will link.

Onye dọkwụnyere ọkụ a?

Onye dọkwụnyere ọkụ a?

Who connected this light?

Ọ na-adọkwụnye ya ugbu a.

Ọ na-adọkwụnye ya ugbu a.

He is connecting it now.

Ọ chọrọ ịdọkwunye ya.

Ọ chọrọ ịdọkwunye ya.

He wants to connect it.

Amaghị m ihe ọ na-adọkwụnye mgbe ọbụla.

Amaghị m ihe ọ na-adọkwụnye mgbe ọbụla.

I don't know what he is connecting all the time.

Dọkwụnye ọkụ ahụ n'ụlọ m.

Dọkwụnye ọkụ ahụ n'ụlọ m.

Connect that light to my house.

Gịnị mere ị ji adọkwụnye nke ahụ?

Gịnị mere ị ji adọkwụnye nke ahụ?

Why are you connecting that one?

Ọ ga-adọkwunye ya echi.

Ọ ga-adọkwunye ya echi.

He will connect it tomorrow.

kpümì

kpụmì

Wordkpụmì
Definitions

Active verb

蚕琴

1.shift or move away, especially to create a gap or space

Related Term
Word Stem

Examples

A chọrọ m ikpumi.

A chọrọ m ikpumi.

I want to shift.

Akudo na-ekpumiri m.

Akudo na-ekpumiri m.

Akudo is shifting for me.

Anyị ga-ekpumi ka ọ pụo.

Anyị ga-ekpumi ka ọ pụo.

We will shift so that he will go out.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.