ányáųfü
anyaụ̀fụ
Word | anyaụ̀fụ |
Definitions | Nominal Modifier 目寇汗 1.covetous 2.jealous; jealousy |
Variations | anya ụ̀fụ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ha na-enwere ya anyaụfụ maka ụgbọ ọ zụrụ.
Ha na-enwere ya anyaụfụ maka ụgbọ ọ zụrụ.
They are envious of him because of the car he bought.
O gburu nwanne ya maka anyaụfụ.
O gburu nwanne ya maka anyaụfụ.
He killed his brother because of jealousy.
Chika abịaghị mmemme anyị maka anyaụfụ.
Chika abịaghị mmemme anyị maka anyaụfụ.
Chika did not come for our event because of envy.
Anyaụfụ bụ nnukwu ọrịa.
Anyaụfụ bụ nnukwu ọrịa.
Jealousy is a big disease.
ányáúkwú
anyaukwu
Word | anyaukwu |
Definitions | Noun 1.greed; greedy; covetous |
Variations | anya ukwu |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Akụnne enweghị anyaukwu.
Akụnne enweghị anyaukwu.
Akunne is not greedy.
Ọ na-achọ ịnara nwanne ya ala ahụ maka anyaukwu.
Ọ na-achọ ịnara nwanne ya ala ahụ maka anyaukwu.
He wants to collect that land from his brother because of greed.
Eji anyaukwu mara nwoke ahụ.
Eji anyaukwu mara nwoke ahụ.
That man is known for greed.
Anyaukwu abụghị ezigbo ihe.
Anyaukwu abụghị ezigbo ihe.
Greed is not a good thing.
Anyị achọghị onye anyaukwu ebe a.
Anyị achọghị onye anyaukwu ebe a.
We do not want a greedy person here.
Omume ya gosiri na ọ bụ onye anyaukwu.
Omume ya gosiri na ọ bụ onye anyaukwu.
His behavior shows that he is a greedy person.