tünyé árò
tụnye arò
Word | tụnye arò |
Definitions | Active verb 1.to advise; counsel; make suggestion; give opinion |
Variations | tinye erò |
Related Terms | No related terms |
Word Stems |
Examples
Ekene achoghị ka a tụnyere ya aro.
Ekene achoghị ka a tụnyere ya aro.
Ekene does not want to be advised.
nyé ǹdųmöödü
nye ǹdụ̀mọọdụ
Word | nye ǹdụ̀mọọdụ |
Definitions | Active verb 1.advise; give advice; give counsel |
Variations | nye ǹdụ̀mọdụ |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Nne m nyere m ndụmọọdụ.
Nne m nyere m ndụmọọdụ.
My mother gave me an advice.
Biko, nye m ndụmọọdụ.
Biko, nye m ndụmọọdụ.
Please, advise me.
Ndị iro na-enye ajọ ndụmọọdụ.
Ndị iro na-enye ajọ ndụmọọdụ.
Enemies give bad advice.
Amadi ga-enye ụmụ akwụkwọ ndụmọọdụ.
Amadi ga-enye ụmụ akwụkwọ ndụmọọdụ.
Amadi will advise the students.
Nna ha na-enye ha ǹdụ̀mọọdụ.
Nna ha na-enye ha ǹdụ̀mọọdụ.
Their father advises them
Nye nwa ahụ ǹdụ̀mọọdụ.
Nye nwa ahụ ǹdụ̀mọọdụ.
Advise that child.
Inye ụmụ gị ǹdụ̀mọọdụ dị oke mkpa.
Inye ụmụ gị ǹdụ̀mọọdụ dị oke mkpa.
To advise your children is very important.
Obi ga-enye gị ǹdụ̀mọọdụ ma ọ bịa.
Obi ga-enye gị ǹdụ̀mọọdụ ma ọ bịa.
Obi will advise you when he comes.
Onye nyere ya ǹdụ̀mọọdụ ahụ?
Onye nyere ya ǹdụ̀mọọdụ ahụ?
Who gave him that advice?
tïkö ísí
tịkọ isī
Word | tịkọ isī |
Definitions | Active verb 1.consider; take counsel; consult together; advise; confer; exchange opinions or have a conversation |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ha jere ịtịkọ isi ọnụ
Ha jere ịtịkọ isi ọnụ
They went to consult.
Ha tikọrọ isi ọnụ tupu ha kpebie ihe ha ga-eme.
Ha tikọrọ isi ọnụ tupu ha kpebie ihe ha ga-eme.
They put their heads together before deciding what to do.
Biko tikọnụ ọnụ n'okwu a
Biko tikọnụ ọnụ n'okwu a
Please you people should give your opinion on this issue