gwé ökà
gwe ọkà
Word | gwe ọkà |
Definitions | Active verb 1.grind corn |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ndị ga-egwe ọka a anọ ebe ahụ?
Ndị ga-egwe ọka a anọ ebe ahụ?
Those that will grind this corn, are they there?
Ịgwe ọka bụ nnukwu ọrụ n'obodo ha.
Ịgwe ọka bụ nnukwu ọrụ n'obodo ha.
Grinding corn is a huge business in their town.
Nwanne m gwere ọka anyị ụnyaahụ.
Nwanne m gwere ọka anyị ụnyaahụ.
My brother grinded our corn yesterday.
Ha na-egwe ọka.
Ha na-egwe ọka.
They are grinding corn.
Kaba ahụ gwee ọka a tupu ị pụọ.
Kaba ahụ gwee ọka a tupu ị pụọ.
Try and grind this corn before you leave.
rü ökü
rụ̄ ọ̄kụ̄
Word | rụ̄ ọ̄kụ̄ |
Definitions | Active verb 1.roast(corn or pear) by exposing to direct heat |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Ezenwa rụrụ ọka ya n'ọkụ.
Ezenwa rụrụ ọka ya n'ọkụ.
Ezenwa roasted his corn.
ïgbǫökà
ịgbọ̀ọkà
Word | ịgbọ̀ọkà |
Definitions | Noun 1.maize/corn pudding; a meal prepared with ground corn and other ingredients, wrapped in special leaves and steamed |
Variations | ịgbọ̀ ọkà |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Ịgbọọka juru ahịa.
Ịgbọọka juru ahịa.
Maize pudding is all over the market.
Ịgbọọka dị ọkụ na-agụ m.
Ịgbọọka dị ọkụ na-agụ m.
I crave for hot corn pudding.
Biko zụtara m ịgbọọka.
Biko zụtara m ịgbọọka.
Please buy maize pudding for me.
Ada zụtaara m ịgbọọka.
Ada zụtaara m ịgbọọka.
Ada bought corn pudding for me.
Ị sị na ọ bụ onye na-esi ịgbọọka?
Ị sị na ọ bụ onye na-esi ịgbọọka?
Whom did you say is cooking maize pudding.
Achọrọ m isi ịgbọọka.
Achọrọ m isi ịgbọọka.
I want to cook maize pudding.
Amaghị esi ịgbọọka.
Amaghị esi ịgbọọka.
I don't know how to cook corn pudding.
O ji ọka ọhụụ sie ịgbọọka.
O ji ọka ọhụụ sie ịgbọọka.
She cooked corn pudding with fresh maize.
E ji akamu eri ịgbọọka.
E ji akamu eri ịgbọọka.
Corn pudding is eaten with pap.
O nyere m ịgbọọka.
O nyere m ịgbọọka.
She gave me maize pudding.
Nne m na-ere ịgbọọka.
Nne m na-ere ịgbọọka.
My mother sells corn pudding.
Chika siri ịgbọọka ụnyaahụ.
Chika siri ịgbọọka ụnyaahụ.
Chika cooked corn pudding yesterday.
Ịgbọọka nke a atọka.
Ịgbọọka nke a atọka.
This corn pudding is so tasty.
mïkpö
mịkpọ̄
Word | mịkpọ̄ |
Definitions | Active verb 1.dry (fish, corn, etc.) |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Achọrọ m azụ a mịkpọrọ amịkpọ.
Achọrọ m azụ a mịkpọrọ amịkpọ.
I need a dried fish. Ọ ga-adị mma ịmịkpọ ya.
Ị ga-amịkpọ ha otu otu.
Ị ga-amịkpọ ha otu otu.
You will dry them one after another.
Onye mịkpọrọ azụ a? I need a dried fish. Ọ ga-adị mma ịmịkpọ ya.
Onye mịkpọrọ azụ a? I need a dried fish. Ọ ga-adị mma ịmịkpọ ya.
Who dried this fish?
Ọ ga-adị mma ịmịkpọ ya.
Ọ ga-adị mma ịmịkpọ ya.
It will be nice/good to dry it.
Nwoke ahụ na-amịkpọ ọka ebighi ebe a.
Nwoke ahụ na-amịkpọ ọka ebighi ebe a.
Tha man that dries maize does not live here.
Wegara Emeka ọka ahụ ka ọ mịkpọọ.
Wegara Emeka ọka ahụ ka ọ mịkpọọ.
Take this maize to Emeka to dry.
Mịkpọọrọ m azụ a tupu m lọta.
Mịkpọọrọ m azụ a tupu m lọta.
Dry this fish for me before I return.
Achọrọ m ịmịkpọ azụ a.
Achọrọ m ịmịkpọ azụ a.
I want to dry this fish.
Ọ na-amịkpọ azụ mgbe m hụrụ ya.
Ọ na-amịkpọ azụ mgbe m hụrụ ya.
He was drying fish when I saw him.
ökà
ọkà
Word | ọkà |
Definitions | Noun 黍 1.corn; maize |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
A kọrọ m ọka.
A kọrọ m ọka.
I planted corn.
Achọrọ m ịta ọka.
Achọrọ m ịta ọka.
I want to eat corn.
Biko zụtara m ọka ma ị lọta.
Biko zụtara m ọka ma ị lọta.
Please buy corn for me when you come back.
Ada na-ere ọka n'ahịa.
Ada na-ere ọka n'ahịa.
Ada sells corn at the market.
Ọka ahụ kara aka.
Ọka ahụ kara aka.
That maize has matured.
Ọ bụ ọka ka o nyere ndị bịara ileta ya.
Ọ bụ ọka ka o nyere ndị bịara ileta ya.
It was maize that he gave to those that visited him.
̣Ọka ya tọrọ ụtọ.
̣Ọka ya tọrọ ụtọ.
Her corn is sweet.
Ọka ndị a emebiela.
Ọka ndị a emebiela.
These corn are spoilt.
àkàmų
àkàmụ̀
Word | àkàmụ̀ |
Definitions | Noun 1.pap; guinea corn gruel |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
Achọrọ m akamụ ọka.
Achọrọ m akamụ ọka.
I want maize gruel.
Ụmụ Chika anaghị aṅụ akamụ.
Ụmụ Chika anaghị aṅụ akamụ.
Chika's children do not drink pap.
Anyị ṅụrụ akamụ n'ụtụtụ.
Anyị ṅụrụ akamụ n'ụtụtụ.
We drank pap in the morning.
Onye ṅụrụ akamụ m?
Onye ṅụrụ akamụ m?
Who drank my pap?
sétǫ
setọ̀
Word | setọ̀ |
Definitions | Active verb 1.draw carelessly 2.stir corn meal/pudding improperly |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Emenike na-esetọ nri ọka oge ọbụla
Emenike na-esetọ nri ọka oge ọbụla
Emenike always prepares corn meal badly.
Ngọzị setọrọ azụ ọ na-ese n'akwụkwọ.
Ngọzị setọrọ azụ ọ na-ese n'akwụkwọ.
Ngọzị carelessly drew the fish she was drawing on the book.
òtípí
òtipī
Word | òtipī |
Definitions | Noun 1.an Igbo delicacy made of corn and beans |
Related Term | |
Word Stem | No word stems |
Examples
Nne siri otipi.
Nne siri otipi.
Mother cooked otipi.
Onye hapụrụ otipi ya n'ite?
Onye hapụrụ otipi ya n'ite?
Who left his otipi in the pot?
Otipi na-atọ nnukwu ụtọ.
Otipi na-atọ nnukwu ụtọ.
Otipi is very delicious.
Otipi bụ otu na nri e ji mara ndị Nsụka.
Otipi bụ otu na nri e ji mara ndị Nsụka.
Otipi is one of the delicacies that Nsukka people are known for.
Ọ naghị eri otipi maka na ọ naghị amasị ya.
Ọ naghị eri otipi maka na ọ naghị amasị ya.
He does not eat otipi because he does not like it.
Nye m otipi nke m.
Nye m otipi nke m.
Give me my own otipi.
Ọ naghị eri otipi maka na ọ naghị amasị ya.
Ọ naghị eri otipi maka na ọ naghị amasị ya.
He does not eat otipi because he does not like it.
Otipi gara ọnụ ugbua.
Otipi gara ọnụ ugbua.
Otipi is costly now.
Nye m otipi nke m.
Nye m otipi nke m.
Give me my own otipi.
Otipi na-atọ nnukwu ụtọ.
Otipi na-atọ nnukwu ụtọ.
Otipi is very delicious.
Siere m otipi.
Siere m otipi.
Cook otipi for me.
Ana m anụ isi otipi.
Ana m anụ isi otipi.
I can perceive the aroma of otipi.
Nne siri otipi.
Nne siri otipi.
Mother cooked otipi.
Otipi bụ otu na nri e ji mara ndị Nsụka.
Otipi bụ otu na nri e ji mara ndị Nsụka.
Otipi is one of the delicacies that Nsukka people are known for.
Onye hapụrụ otipi ya n'ite?
Onye hapụrụ otipi ya n'ite?
Who left his otipi in the pot?
àyàràáyá
àyàràaya
Word | àyàràaya |
Definitions | Noun 1.a local delicacy made of corn and beans |
Related Terms | No related terms |
Word Stems | No word stems |
Examples
Anyị siri ayaraaya ụbọchị ụka.
Anyị siri ayaraaya ụbọchị ụka.
We prepared ayaraaya on Sunday.
Ayaraaya bụ nri ndị Nsụka.
Ayaraaya bụ nri ndị Nsụka.
Ayaraaya is Nsukka delicacy.
Ayaraaya bụ nri na-enye ihe n'ahụ.
Ayaraaya bụ nri na-enye ihe n'ahụ.
Ayaraaya is a type of food that nourishes the body.
A na-eji ụkpaka na yabasi esi ayaraaya.
A na-eji ụkpaka na yabasi esi ayaraaya.
Ukpaka and onions are used for making ayaraaya.
Nnu atụghị ayaraaya ha siri ụbọchi ahụ.
Nnu atụghị ayaraaya ha siri ụbọchi ahụ.
The ayaraaya they made that day is short of salt.
ábųrįbų
abụ̀rị̀bụ̀
Word | abụ̀rị̀bụ̀ |
Definitions | Noun 1.chaff from a processed food item, especially from palm kernel, cassava; corn etc |
Related Terms | |
Word Stems | No word stems |
Examples
E ji abụrịbụ na ike mmanụ emepụta oriọna.
E ji abụrịbụ na ike mmanụ emepụta oriọna.
Local lamp is produced with palm kernel chaff and sedimented oil.
E ji abụrịbụ emenwu ọkụ.
E ji abụrịbụ emenwu ọkụ.
Palm kernel chaff is used in making fire.
Abụrịbụ akụ anaghị ekwe m elo.
Abụrịbụ akụ anaghị ekwe m elo.
I find it difficult swallowing palm kernel chaff.
Anyị na-ere abụrịbụ ọka.
Anyị na-ere abụrịbụ ọka.
We sell maize chaff.
Kponye m abụrịbụ akụ ahụ.
Kponye m abụrịbụ akụ ahụ.
Give the palm kernel chaff.
Eloro m abụrịbụ akị awụsa.
Eloro m abụrịbụ akị awụsa.
I swallowed tigernut chaff.
Onye kposara abụrịbụ ndị a?
Onye kposara abụrịbụ ndị a?
Who kept these chaffs?
Enyere m ọkụkọ m abụrịbụ ọka.
Enyere m ọkụkọ m abụrịbụ ọka.
I gave my chicken corn chaff.