Nkọwa okwu logo
Beta

ghé

ghe

Wordghe
Definitions

Active verb

1.be properly cooked; be done(food being cooked)

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Biko, nweenụ ndidi. Nri ga-eghe na nkeji 12.

Biko, nweenụ ndidi. Nri ga-eghe na nkeji 12.

Please be patient. Food will be done in 12 minutes.

tákü

takụ

Wordtakụ
Definitions

Active verb

1.cooked to the extent that there is no water left in the pot on fire; burnt food on fire

2.stick to (of sticky substance)

Related Terms
Word Stems

Examples

Nri Uju sinyere takụrụ ebe ọ na-aza ekwentị.

Nri Uju sinyere takụrụ ebe ọ na-aza ekwentị.

Uju's food got burnt because she was answering a call.

Aga m ebutu ya ma ọ chọọ ịtaku.

Aga m ebutu ya ma ọ chọọ ịtaku.

I will bring it down if it wantds to get burnt

Ụdị ite m zụrụ enweghị ihe gosiri na ọ ga-atakụ ma esinye nri na ya.

Ụdị ite m zụrụ enweghị ihe gosiri na ọ ga-atakụ ma esinye nri na ya.

The type of pot that I bought doesn't have any possibility of getting food burnt.

Nri ahụ takụrụ n'ọkụ.

Nri ahụ takụrụ n'ọkụ.

The food got burnt on fire.

Onye hapụrụ nri ahụ ka ọ takụọ?

Onye hapụrụ nri ahụ ka ọ takụọ?

Who left the food to burn?

Ofe ahụ ga-atakụ ma ịhapụ ya.

Ofe ahụ ga-atakụ ma ịhapụ ya.

The soup will get burnt if you leave it.

ǹsárá

ǹsara

Wordǹsara
Definitions

Noun

1.white soup [usually cooked without oil]

2.kind of soup which is watery (sometimes with little or no oil); "pepper soup"

3.watery white soup

Related Terms
Word Stems

Examples

Achọrọ m iri ofe nsara.

Achọrọ m iri ofe nsara.

I want to eat nsara soup.

Anyị nwere nsara.

Anyị nwere nsara.

We have white soup.

Nsara ahụ gbara ụka.

Nsara ahụ gbara ụka.

That white soup got soured.

Uju siri ofe nsara.

Uju siri ofe nsara.

Uju cooked white soup.

E ji ofe nsara mara anyị.

E ji ofe nsara mara anyị.

We are known for white soup.

Ejighị mmanụ nri esi nsara.

Ejighị mmanụ nri esi nsara.

White soup is not cooked with palm oil.

Kụziere m ka e si esi nsara.

Kụziere m ka e si esi nsara.

Teach me how to cook white soup.

Onye kụziiri gị ka e si esi nsara?

Onye kụziiri gị ka e si esi nsara?

Who taught you how to prepare nsara (white soup)

Ezigbo ofe nsara na-ewe ego.

Ezigbo ofe nsara na-ewe ego.

A good nsara soup costs money.

Ofe nsara o siri tọrọ ụtọ.

Ofe nsara o siri tọrọ ụtọ.

The white soup (nsara soup) he made is delicious.

chú ēchú

chu ēchū

Wordchu ēchū
Definitions

Active verb

1.be dull, half-done (of colour of half-cooked food); fall short of expected standard (especially in colour); be dull, morose, half-baked (of person); be degrading (of action);

2.fade

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Eze ya churu echu.

Eze ya churu echu.

His teeth is faded.

Achọghị m nke ahụ na-echu echu.

Achọghị m nke ahụ na-echu echu.

I don't want that one that is fading.

Afere a ga-echu echu ngwa.

Afere a ga-echu echu ngwa.

This plate will fade off fast.

Akwà ọcha m a na-achọ ichu echu.

Akwà ọcha m a na-achọ ichu echu.

This my white cloth is about to fade.

Ha niile churu echu.

Ha niile churu echu.

All of them are faded.

Olu akwa ya echuola.

Olu akwa ya echuola.

The collar of his shirt has faded.

O kpu okpu churu echu.

O kpu okpu churu echu.

He puts on a faded cap.

Ịgbasa akwa ahụ n'anwụ oge niile ga-eme ka o chuo echu.

Ịgbasa akwa ahụ n'anwụ oge niile ga-eme ka o chuo echu.

Spreading this cloth under the sun all the time can make it fade.

Mkpụrụ kashuu gị churu uwe m zụrụ ọhụrụ.

Mkpụrụ kashuu gị churu uwe m zụrụ ọhụrụ.

Your cashew nut stained the new cloth i bought.

O che na mmanya a na-echu akwa.

O che na mmanya a na-echu akwa.

I thought that the drink will stain my cloth.

ùsékwú

ùsekwū

Wordùsekwū
Definitions

Noun

1.kitchen; a place or room where food is cooked

Related Terms
Word Stems

Examples

Anyị nwere usekwu abụọ.

Anyị nwere usekwu abụọ.

We have two kitchens.

Ana m ekiri usekwu Igbo.

Ana m ekiri usekwu Igbo.

I watch Igbo kitchen.

Jee buru nri gị n'usekwu.

Jee buru nri gị n'usekwu.

Go and carry your food in the kitchen.

Usekwu anyị mara mma.

Usekwu anyị mara mma.

Our kitchen is beautiful.

Ahụrụ m oke n'ime usekwu.

Ahụrụ m oke n'ime usekwu.

I saw a rat inside the kitchen.

Usekwu a ebughị ibu.

Usekwu a ebughị ibu.

This kitchen is not big.

Usekwu ha gbara ọkụ.

Usekwu ha gbara ọkụ.

Their kitchen got burnt.

Ụmụaka ahụ na-arahụ n'usekwu.

Ụmụaka ahụ na-arahụ n'usekwu.

Those children are sleeping in the kitchen.

Weghachi mma ahụ n'usekwu

Weghachi mma ahụ n'usekwu

Return the knife to the kitchen.

Elu usekwu anyị na-ehi mmiri.

Elu usekwu anyị na-ehi mmiri.

Our kitchen roof is leaking.

Ọ dị n'usekwu.

Ọ dị n'usekwu.

It is in the kitchen.

ìtè

ìtè

Wordìtè
Definitions

Noun

1.pot; a cylindrical container that holds things that are being cooked

Related Terms
Word Stems

No word stems

Examples

Ada zụtara ite ọzọ.

Ada zụtara ite ọzọ.

Ada bought another pot.

A na-eji ite esi nri.

A na-eji ite esi nri.

Pots are used for cooking.

Enwere m obere ite atọ.

Enwere m obere ite atọ.

I have three small pots.

Agaghị m ejinwu obere ite a sie ofe ahụ.

Agaghị m ejinwu obere ite a sie ofe ahụ.

I can not use this small pot to cook that soup.

Ite ahụ ọ zụtara dị ọnụ.

Ite ahụ ọ zụtara dị ọnụ.

That pot she bought is expensive.

ùbéǫsà

ùbeọ̀sà

Wordùbeọ̀sà
Definitions

Noun

1.type of pear, Canarium schweinfurthii Engl., from bush-candle tree. The fruits are cooked in hot water.

Variationsùbe ọ̀sà
Related Terms
Word Stems

Examples

Ha na-aracha ubeọsa.

Ha na-aracha ubeọsa.

They are licking Canarium schweinfurthii.

E ji mkpụrụ ubeọsa atụ okwe.

E ji mkpụrụ ubeọsa atụ okwe.

Canarium schweinfurthii's nut is used in playing game.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.