Nkọwa okwu logo
Beta

káchí óbì

kachi obì

Wordkachi obì
Definitions

Active verb

1.to continue resolutely or stubbornly in spite of warning or opposition; persist

Related Terms
Word Stems

Examples

Ịkachị obi mgbe ọbụla anaghị adị mma oge ụfọdụ.

Ịkachị obi mgbe ọbụla anaghị adị mma oge ụfọdụ.

To persist all the time is not good some times.

Ọ kachiri obi mee nje m ahụ.

Ọ kachiri obi mee nje m ahụ.

He persisted and embarked on that journey.

Gịnị mere o ji na-akachi obi etu a?

Gịnị mere o ji na-akachi obi etu a?

Why is he this resolute?

Ịkachi obi oge niile adịghị mma.

Ịkachi obi oge niile adịghị mma.

To persist all the time is not good.

Kachie obi na-eme ihe ị chọrọ ime.

Kachie obi na-eme ihe ị chọrọ ime.

Persist and be doing what you want to do.

kwúgídé

kwugide

Wordkwugide
Definitions

Adverb

1.continue speaking

Related Terms

No related terms

Word Stems

No word stems

Examples

Ha kwugidere okwu chi wee foo

Ha kwugidere okwu chi wee foo

They kept talking till day break

chögídé

chọgide

Wordchọgide
Definitions

Active verb

1.continue looking for somebody/something

Related Term
Word Stem

Examples

Anyị na-achọ ebe ana-egbụ anụ.

Anyị na-achọ ebe ana-egbụ anụ.

We are searching for an abbatoir.

Anyị jiri ọkụ chọọ ya.

Anyị jiri ọkụ chọọ ya.

We searched for it with light

Adakụ chọgidere nwa ya n'ụlọ ụka.

Adakụ chọgidere nwa ya n'ụlọ ụka.

Adaku continued looking for her child at the church.

Ọ gara ịchọ ebe ọ dị.

Ọ gara ịchọ ebe ọ dị.

He went to search for where it is.

Biko nyere m aka ka anyị chọọ ya.

Biko nyere m aka ka anyị chọọ ya.

Please help me let's search for it.

Anyị na-achọ akwụkwọ ule anyị

Anyị na-achọ akwụkwọ ule anyị

We are looking for our exam paper.

zųwá

zụ̀wa

Wordzụ̀wa
Definitions

Active verb

1.continue to feed; nurse; train; train up, tend; be in the habit of feeding; nursing, etc.

Related Term
Word Stem

No word stems

Examples

Jee kpọrọ ya zụwa.

Jee kpọrọ ya zụwa.

Go and take him and train.

Gaa n'ihu zụwa ya nri.

Gaa n'ihu zụwa ya nri.

Continue feeding him.

Achọghị m ịzụwa ya n'ụlọakwụkwọ.

Achọghị m ịzụwa ya n'ụlọakwụkwọ.

I do not want to continue training him at school.

Ịzụwa mmadụ nri n'okenye adịchaghị mma.

Ịzụwa mmadụ nri n'okenye adịchaghị mma.

To continue feeding one into adulthood is not proper.

kàgbù

kàgbù

Wordkàgbù
Definitions

Active verb

1.cancel; indicate that what is written is no longer applicable, especially by drawing a line on it;

2.cancel; decide not to continue with someone, something, a plan, or an appointment

Related Terms
Word Stems

Examples

A ga-akagbu ụgwọ m ji taa.

A ga-akagbu ụgwọ m ji taa.

My debt will be canceled today.

Ọ chọrọ ịkagbu ihe m dere.

Ọ chọrọ ịkagbu ihe m dere.

He wants to cancel what I wrote.

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Cancel this and write another.

A na-akagbu aha ndị niile abịaghị ọzụzụ.

A na-akagbu aha ndị niile abịaghị ọzụzụ.

The names of those that did not come for training is being canceled.

Ọ kagburu aha m n'aha ndị na-eme mkpọtụ.

Ọ kagburu aha m n'aha ndị na-eme mkpọtụ.

He canceled my name from the list of noise makers.

Onye kagburu aha m?

Onye kagburu aha m?

Who canceled my name?

Achọrọ m ịkagbu ihe m dere.

Achọrọ m ịkagbu ihe m dere.

I want to cancel what I wrote.

Jisi ike kagbuo ya.

Jisi ike kagbuo ya.

Try and cancel it.

Ada sị na ọ ga-akagbu ụgwọ m ji.

Ada sị na ọ ga-akagbu ụgwọ m ji.

Ada said she will cancel my debt

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Kagbuo nke a dee ọzọ.

Cancel this one and write another one.

Onye kagburu aha m n'akwụkwọ a?

Onye kagburu aha m n'akwụkwọ a?

Who cancelled my name in this book?

Chike na-akagbu ihe o debụrụ.

Chike na-akagbu ihe o debụrụ.

Chike is cancelling what he wrote before.

Naanị Obi na-akagbu ihe ahụ.

Naanị Obi na-akagbu ihe ahụ.

Only Obi cancels that thing.

Ihe kacha mma bụ ịkagbu ya.

Ihe kacha mma bụ ịkagbu ya.

The best thing is to cancel it.

Ọ gịnị mere i ji akagbu aha ya?

Ọ gịnị mere i ji akagbu aha ya?

Why are you cancelling his name?

Onye kagburu ya?

Onye kagburu ya?

Who cancelled it?

tö àtǫ

tọ àtọ̀

Wordtọ àtọ̀
Definitions

Active verb

1.last; remain; live long; continue; be durable

Related Terms

No related terms

Word Stems

Examples

Agbụrụ ha na-atọ atọ.

Agbụrụ ha na-atọ atọ.

Their generation lives long.

kwúchí önü

kwuchi ọnụ̄

Wordkwuchi ọnụ̄
Definitions

Active verb

鋭襟口

1.to speak while someone is speaking in order to make that person not to continue; to interrupt someone speaking

Related Term
Word Stem

Examples

Ị hụrụ mgbe nwaanyị ahụ na-ekwuchi m ọnụ?

Ị hụrụ mgbe nwaanyị ahụ na-ekwuchi m ọnụ?

Did you notice when that woman was interrupting me?

Ada kwuchiri ya ọnụ maka na ọ na-ekwu eziokwu.

Ada kwuchiri ya ọnụ maka na ọ na-ekwu eziokwu.

Ada interrupted her because she was speaking the truth.

Gịnị mere ị ji ekwuchi ya ọnụ.

Gịnị mere ị ji ekwuchi ya ọnụ.

Why are you interrupting him?

Kwụsị ikwuchi m ọnụ.

Kwụsị ikwuchi m ọnụ.

Stop interrupting me.

Ọ na-ekwuchi m ọnụ mgbe m chọrọ ikwu eziokwu.

Ọ na-ekwuchi m ọnụ mgbe m chọrọ ikwu eziokwu.

She was interrupting me when i wanted to say the truth.

Ọ na-ekwuchi mmadụ ọnụ mgbe ọbụla.

Ọ na-ekwuchi mmadụ ọnụ mgbe ọbụla.

He interrupts someone all the time.

O kwuchiri m ọnụ mgbe m na-ekwu okwu.

O kwuchiri m ọnụ mgbe m na-ekwu okwu.

He interrupted me when i was talking.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.