tü úchè
tụ uchè
Word | tụ uchè |
Definitions | Active verb 1.think deeply, especially about possibilities and outcomes; contemplate; ponder 2.worry |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Kedụ ihe ị na-atụrụ uche?
Kedụ ihe ị na-atụrụ uche?
What are you contemplating on?
Mgbe oge ruru, omume ya ga-atụ gị uche.
Mgbe oge ruru, omume ya ga-atụ gị uche.
When the time comes, he behavior will make you ponder.
Ana m atụ uche ule m ga-ele n'izuụka ọzọ.
Ana m atụ uche ule m ga-ele n'izuụka ọzọ.
I am contemplating about the exam i will take next week.
Njem a na-atụ m uche
Njem a na-atụ m uche
This journey is getting me worried
Ọnọdụ nwanne m nwaanyị na-atụ m uche.
Ọnọdụ nwanne m nwaanyị na-atụ m uche.
My sister's condition is getting me worried.