gbárų
gbarụ̀
Word | gbarụ̀ |
Definitions | Active verb 1.upset; cause disorderliness in something, especially fluids and the stomach 2.contaminate |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Aja ahụ gbarụrụ ya.
Aja ahụ gbarụrụ ya.
That sand contaminated it.
Ọ gbarụrụ ya n'amaghị ama.
Ọ gbarụrụ ya n'amaghị ama.
He contaminated it unknowingly.
Ọ gwara anyị na mmiri ozuzo enweghi ike ịgbarụ ya.
Ọ gwara anyị na mmiri ozuzo enweghi ike ịgbarụ ya.
He told us that rainfall can't contaminate it.
Akwa ọ na-asa na-agbarụ mmiri a.
Akwa ọ na-asa na-agbarụ mmiri a.
The laundary she is doing is upsetting the stream.
Ị gbarụọ mmiri ahụ, ọ gaghị adịzị mma ọṅụṅụ.
Ị gbarụọ mmiri ahụ, ọ gaghị adịzị mma ọṅụṅụ.
If you upset the water, it will no longer be good for drinking.
Ọ na-edo, ị na-agbarụ.
Ọ na-edo, ị na-agbarụ.
If it is settling, you will be destabilizing it.
Mmiri ahụ gbarụrụ mgbe Adaobi manyere ya aka.
Mmiri ahụ gbarụrụ mgbe Adaobi manyere ya aka.
The water got contaminated when Adaobi put her fingers inside it.
Ọ ma ụma gbarụọ mmiri ahụ.
Ọ ma ụma gbarụọ mmiri ahụ.
She deliberately contaminated that water.
Onye gbarụrụ tii m?
Onye gbarụrụ tii m?
Who contaminated my tea.
Ị gbarụọ mmiri a, ị ṅụọ ya.
Ị gbarụọ mmiri a, ị ṅụọ ya.
If you contaminate this water, you drink it.
Nkịta ahụ gbarụrụ iyi.
Nkịta ahụ gbarụrụ iyi.
The dog destabilized the stream.