kàtö
kàtọ
Word | kàtọ |
Definitions | Active verb 1.to condemn, criticise |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
Gọọmenti etiti katọ̀rọ̀ abụba ọrụ ndị nkuzi mahadum
Gọọmenti etiti katọ̀rọ̀ abụba ọrụ ndị nkuzi mahadum
The federal government condemned the strike action by university teachers.
Achọrọ m ka ị katọọ ọrụ Emeka nke ọma.
Achọrọ m ka ị katọọ ọrụ Emeka nke ọma.
I want you to condem Emeka's work very well.
Ha ga-akatọ ọrụ gị̣ ebe ahụ.
Ha ga-akatọ ọrụ gị̣ ebe ahụ.
They will condemn your work there.
Ọ katọrọ ọrụ anyị.
Ọ katọrọ ọrụ anyị.
He condemned our work.
Onye nkuzi katọrọ ihe niile m dere.̣
Onye nkuzi katọrọ ihe niile m dere.̣
The teacher condemned everything that i wrote.
Achọghị m ịkatọ ọrụ gị.
Achọghị m ịkatọ ọrụ gị.
I do not want to condemn your work.
Ahụrụ m ka ọ na-akatọ ihe niile m mere.
Ahụrụ m ka ọ na-akatọ ihe niile m mere.
I saw him condemning everything I have done.
Obinna na-akatọ ọrụ m oge niile.
Obinna na-akatọ ọrụ m oge niile.
Obinna condems my work every time.
Ọ katọọla ọrụ m na-eleghị ya anya.
Ọ katọọla ọrụ m na-eleghị ya anya.
He has condemned my work without looking at it.
má ìkpé
ma ìkpe
Word | ma ìkpe |
Definitions | Active verb 健装 1.condemn; find or declare (someone) guilty 2.sentence; state the punishment for an offender |
Related Terms | |
Word Stems |
Examples
A ga-ama onye mere ụdị ihe ahụ ikpe ọnwụ.
A ga-ama onye mere ụdị ihe ahụ ikpe ọnwụ.
One who does such thing will be sentenced to death.
A mara ya ikpe ohi.
A mara ya ikpe ohi.
He was found guilty of stealing.
Ọ naghị egbu oge ama mmadụ ikpe.
Ọ naghị egbu oge ama mmadụ ikpe.
He/She does not take long in condemning someone.
Ịma onye mejorọ ikpe doro ya anya.
Ịma onye mejorọ ikpe doro ya anya.
He is good at sentencing a defaulter.
Ọkaiwu amaghị Amadị ikpe ọbụla.
Ọkaiwu amaghị Amadị ikpe ọbụla.
The magistrate did not at all find Amadi guilty.
Ọ chọrọ ịma m ikpe tupu unu abịaruo ebe a.
Ọ chọrọ ịma m ikpe tupu unu abịaruo ebe a.
He wanted to declare me guilty before you got here.
Maa ha niile ikpe ma ha agwaghị gị onye mere ya.
Maa ha niile ikpe ma ha agwaghị gị onye mere ya.
Declare all of them guilty if they do not tell you who did it.
A na-ama onye gburu mmadụ ikpe ọnwụ.
A na-ama onye gburu mmadụ ikpe ọnwụ.
A person who commits murder is sentenced to death.
ǫmümíkpē
ọ̀mụmikpē
Word | ọ̀mụmikpē |
Definitions | Noun 1.pass judgement; condemn; guilt over an action; consequences for a crime or for doing something bad |
Variations | ọ̀mụma ikpe |
Related Term | |
Word Stem |
Examples
Ọ nabatara ọmụmikpe ya.
Ọ nabatara ọmụmikpe ya.
She admitted the judgement against her.