Nkọwa okwu logo
Beta

ǫgbáághárá

ọ̀gbaāghārā

Wordọ̀gbaāghārā
Definitions

Noun

1.chaos; stampede

2.confusion; a situation of commotion; crises or confusion

3.catastrophe

Related Terms
Word Stems

Examples

E nwere ọgbaaghara na Yukureeni.

E nwere ọgbaaghara na Yukureeni.

There is a crisis in Ukraine.

Biko, abịala ebe a iweta ọgbaaghara.

Biko, abịala ebe a iweta ọgbaaghara.

Please, don't come here to bring confusion.

Ezinụụlọ ya nọ n' ọgbaahara.

Ezinụụlọ ya nọ n' ọgbaahara.

His family is in chaos.

Gịni ̣na-akpata ọgbaaghara a?

Gịni ̣na-akpata ọgbaaghara a?

What is causing this stampede?

Ọ kpalitere ọgbaaghara n'etiti ha.

Ọ kpalitere ọgbaaghara n'etiti ha.

He stirred confusion in their mist.

Ọgbaaghara ahụ ekweghị m nghọta.

Ọgbaaghara ahụ ekweghị m nghọta.

I can't understand that confusion.

Nkọwa okwu logo

Learning Igbo made easy, free, and accessible.

Join our mailing list

© 2025 Nkọwa okwu 501(c)(3). All rights reserved.